Ihu mbụ


Édémédé egosipụtara
Oby na World Economic Forum on Africa, 2009

Obiageli Katryn Ezekwesili (onye nke eji Oby Ezekwesili mara) bu nwa afo Nigeria guru accounting ma turu ugo na ya. O so choputa ma bido otu ndi oyibo na akpo Transparency International, o nokwa nisi oche nke ndi na ebgochi mpu na aghugho nuwa niile nke ulo oru ha di nobodo Berlin bu isi obodo Germany. O rukwara oru dika minista na hu maka mmanu ndi a na egwuputa nala (solid mineral) nakwa minista na ahu maka mmuta (Education) mgbe onye isi ala Olusegun Obasanjo bara ochichi nke ugboro abuo. kemgbe ahu oruola oru dika osote onye isi nulo oru world Bank nke Afrika bido na onwa Mee n'afo 2007 ruo onwa Mee 2012 mgbe eji Mazi Makhtar Diop nochie ya. Ezekwesili ji nzere masters degree na International Law nakwa Diplomacy. O Jikwa nzere masters degree na public Administration site na Mahadum nke di na Havard.

...Gaa n'ihu ịgụ édémédé à

Foto egosipụtara
Udu

Udu bụ aerophone dị ukwuu (na nke a implosive) na idiophone nke Igbo nke Nigeria . N’ala Igbo, ùdù pụtara ‘arịa’. Nke ite mmiri nwere oghere, ọ bụ ụmụ nwanyị ndị Igbo n'aku udu na oge mmeme. A na-eji ụrọ eme udu. A na-eji aka aku ya. Ọ na-ewepụta ụda bass site na ịkụ nnukwu oghere nọ ya n'ahu ngwa ngwa. Enwere ọtụtụ ụzọ enwere ike igbanwe uda ya, dabere n'otú esi dose kpisiri aka dị n'elu obere oghere dị n'elu. Ọzọkwa, enwere ike iji mkpịsị aka rụọ corpus dum. Taa, ndị na-eji aka n'aku egwu na udi di iche- iche n'eji ya emeputa egwu.

Lee fòtó ndị ọzọ na Commons.
Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à

Ị mà na...
Ụbọchị omenala FMS-Nnabata onye eze bụ ọbịa
  • A na-anabata ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị nwere mmezu maka okwa dịka Ndi Nze na Ozo. Iji ruo eruo, onye nnata kwesịrị ka a na-akwanyere ya ùgwù nke ukwuu ma na-ekwukwa okwu oma gbasaraya n'obodo..
  • Ọ bụ ọrụ Igwe nke ndụ inye ndị obodo ya okwa, ọkachasị n'ihi njiri mara ha na omume ha. Usoro okwa dị iche iche site na obodo gaa na obodo
  • Ndị nwere okwa a, nwere ihe ùgwù “ikwe n'aka ndi chiifu”. Ikwe aka a na-amalite site n'imetụ aka ibe ya n'akụkụ ugboro atọ tupu ekwe n'aka. Ọ bụrụ na otu n'ime ndị ahụ amataghị onye nke ọzọ dị ka chiifu, n'agbanyeghị na ọ nwere ike ime ka à ga-asị na ọ bụ otu, mmetụ ahụ na-akwụsị mgbe a mere ya ugboro abụọ tupu ha kwee n'aka.
  • Ndị dike agha bụ ụdị dị iche iche nke ndị na anata okwa, ha nwere ike iyi nku parrot na okpu ha makwa ọ bụ naanị ndị dike agha ka a na-ahapụ igba egwu agha.
.

Árò gị
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à

Sonye anyị
Mmanya nkwụ

NNỌỌ!
Ị na-agụ, na-ede, na-atụgharịkwa asụsụ igbo? Anyị chọrọ enyemaka gị!

Anyị jikọta ákà ọnụ, anyị ga emepụta ihe dị ukwu!

Ọrụ Wikimedia ndị ọzọ

Ọ bụ ndị editọ afọ ofufo na-ede Wikipedia, Wikimedia Foundation na-akwado ya, ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ nke na-anabatakwa ọtụtụ ndị ọrụ afọ ofufo maka ịmepụta ihe n'ọrụ Wikimedia ọzọ: anyị nwere Wiktionary na Wikiquote n'Igbo mana ọrụ Wikimedia ndị ọzọ edere n'okpuru ebe à dị na Bekee

Wikipedia asụsụ ọzọ na Africa
Asụsụ