Vincent van Gogh

Onye esere Dutch (1853–1890
Vincent van Gogh
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịKingdom of the Netherlands Dezie
aha n'asụsụ obodoVincent van Gogh Dezie
Aha ọmụmụVincent Willem Van Gogh Dezie
aha enyereVincent, Willem Dezie
aha ezinụlọ yavan Gogh Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya30 Maachị 1853 Dezie
Ebe ọmụmụZundert Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya29 Julaị 1890 Dezie
Ebe ọ nwụrụAuvers-sur-Oise Dezie
Ụdị ọnwụsuicide Dezie
ihe kpatara ọnwụgunshot wound Dezie
Ebe oliliAuvers-Sur-Oise Communal Cemetery Dezie
ŃnàTheodorus van Gogh Dezie
ŃnéAnna Carbentus van Gogh Dezie
nwanneWil van Gogh, Theo Van Gogh, Cor van Gogh, Elisabeth van Gogh, Anna Cornelia van Gogh Dezie
Dị/nwunyeno value Dezie
onye mmekọ na-alụghị alụSien Hoornik, Margot Begemann Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaDutch, French language Dezie
Asụsụ ọ na-edeFrench language Dezie
ọrụ ọ na-arụonye ese, drawer, printmaker Dezie
ụdị ọrụ yaart of painting Dezie
onye were ọrụGoupil & Cie Dezie
ebe agụmakwụkwọRoyal Academy of Fine Arts Dezie
nwa akwụkwọAntoon Hermans Dezie
nwa akwukwo nkeAnton Mauve, Constantinus Cornelis Huysmans Dezie
Ebe obibiMonastery of Saint-Paul-de-Mausole, Cuesmes, Maison Van Gogh Dezie
agbụrụDutch Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ Ọbara ọbara Dezie
Ọnọdụ ahụikemental depression Dezie
Onye nkwadoTheo Van Gogh Dezie
so naDocumenta III Dezie
Archive naVan Gogh Museum Dezie
Ijepost-impressionism, Expressionism Dezie
Onye òtù nkeSociété française de gravure Dezie
onye nweThe Potato Peeler, The Night Café in Arles Dezie
ihe omume dị ịrịba amaself-injury Dezie
kọwara na URLhttps://keeswouters.files.wordpress.com/2015/12/gek-van-van-gogh1.pdf Dezie
gosiputara yaDIA goes to court to protect ownership of Van Gogh painting; study says painting wasn't seized by Nazis Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikecopyrights on works have expired Dezie
omenkà faịlụ naPhiladelphia Museum of Art Library and Archives, Frick Art Research Library, College for Creative Studies Library Dezie
critical catalogueL'Œuvre de Vincent van Gogh: catalogue raisonné, The New Complete Van Gogh: Fully revised and enlarged edition of the Catalogue raisonné, The Complete Van Gogh: Paintings, Drawings, Sketches, The Complete Paintings of van Gogh, The graphic work of Vincent van Gogh Dezie

Vincent Willem van Gogh (Önwa àtó 30, 1853 – Önwa asaa 29 1890) bu mgbe mbu onye Dọọch bu Ọ'shí-Nkwúnàányá onye ntènté nke orü ya di mkpà na ǹkà ichié 20 màkà otu àgwà nor na ǹkà ya na charírí nke kpátárá mádu na ányá. Ọ tàrà afúfú nchèkasị na íshí ya kófùrù na mgbe gáfèrè mgbe mbu na ndu ya, na ȯ nwürü na mgbe mádu amághị ya na afọr ó dị 37 shí mgbe ȯ gbàrà onwe yá égbè.

Nsé-onwé Önwa itoolu nke 1889 (F 627), mmánu na ákwúkȯ ntènté, 65 × 54 cm., Musée d'Orsay, Paris.

Na mádu à túfùgịrị yà ȯnu, ewù màkà yá tòrò na afọr byárá mgbe ȯ nwüchàrà. Na úbọchị nke ta, ndi mádu sị ọ bu onye ǹkà di mkpà na nke díkárí ọmá na ákíkó mbu na onye nyérírí ihe na nke ǹkà ógè nsò. Van Gogh è téghị ihe rüo mgbe ọ di na mgbèdè írí na abụọ ndu yá, na ǹkà nke ó kèrè kárírí fùtàrà na afọr abụọ gáwá nke ȯ gùchàrà. O kèrè orü ǹkà rúfwuó púkú abụọ, nke nwéré nke òtìté 900 na nsè 1,100. Mànà màkà ha mághị ya na ndu ya, orü nwèrè àgbà na ǹkà ọmúmú-òhúrü nke byárá mgbe ndu ya mèchàrà. Na úbọchi ta orü ya-dí kà nke ó sèrè onwé ya, na àlà, na íshí ndi mádu na ìfulūánwü-dì na ǹkà di ókȯ ȯnu na nke mádu màkàrì.

Van Gogh bìrì na mbu ó di dímkpà na orü di ne ré ǹkà na ȯ fụrụ íjè na ímé Den Haag, London na Paris, na mgeb ȯ fùchàrà ȯ rü ka ónyé nkúzí na England. Ihe ȯ chọrí bu na mgbe mbu bu onye ụkò Jésu na Í gbaasà okwu Jésu, shí 1879 ȯ rürü ka onye íjè okwu Jésu na ébé ha na bá àlà na Belgium. Mgbe ógè nké ȯ bu mgbe ó bịdọrọ Í sé mádu shí ébé ȯ nọr, na ímé afọr 1885 ó tèrè orü ya ukwu nke mbu The Potato Eaters. Éféré àgwà ya na ógè áhù jùrù na àgwà nke chárá kà ájá na o zígì àgwà nke chárírí ka nke ȯ gi kè. Na Önwa àtó nke afọr 1886, ȯ gàrà Paris na ngáhù ȯ hùrù nkwúnàányá nke ndi France. Na ógè gáfèrè ȯ gàrà nledà anyanwu France na ȯ hùrù ánwü chárá ike nà ányá. Àgwà ya charìrì na élú na orü ya, na o nwètèrè ágwà nke ya di iche nke mádu gi ma mgbe ȯ nọr na Arles na 1888.

Nkè íshí ya kófùrù nke bànyèrè na ímé ihe ȯ tèrè bu ihe nkwúlítá okwu shí mgbe ȯ nwụrụ. Na nke ndí mádu ne mè ka ȯrià ya di kà mmá, ndi nsikwụ tìrì yá ka onye ǹkà di íwé màkà órià gàrà na uzọr orü ya. Nke onye nsikwụ ǹkà Robert Hughes si bu na orü Van Gogh nke mgbèdè zịrị onye ǹkà nor na élú orü ya, di ya na áká na "onye nke ọnụ nke mmili ótụ na úrè na dọ ya bu ihe ọ chọrọ".