Ejiji omenala Igbo

akwa Isiagu

Ejiji omenala dezie

 
Okpu Igbo omenala eji ajị atụrụ (wool) mee. .

Ejije Omenaala ndị igbo gunyere, obere uwe dị ka ihe eji eji ejiji karia ikpuchi ọtọ, mana ndi okenye na-eyichi onwe ha;). [1] Ụmụaka na- agbakarị ọtọ bido mgbe a mụrụ ha ruo mgbe ha toro (oge a na-ewere ha na ha nwere ihe ha na-ezo ezo ) mana mgbe ụfọdụ, a na-eyi ihe ịchọ mma dịka biidi n'úkwù maka ọgwụ ahụ isi ika iji uli wee see akara di iche iche n'ahụ.

Ọbịbia ndị ọcha na okpekpe ụka agbanwela ejiji omenaala anyị, Anyị na- ejizi uwe ụkwụ (trousers na shirts)Site na colonialism na Westernization nke omenala ndị Igbo, uwe ndị a na-eji ejiji nke Western dị ka uwe na uwe akwa na-ewere uwe ọdịnala. [2]

Ụmụ nwaanyị dezie

Ụmụnwaanyị na- eji akwa ekechiri n'obi akwọ nwa ha n'azụ. Ụzọ ịkwọ nwa n' azụ a ka dịkwa ire n'etiti ndị igbo nakwa mba afrika ndi ọzọ. A gbanweela otu esi akwọ nwa ugbu a dika nke ndị oyibo kpọrọ 'Child carrier'. Mgbe ụfọdụ ụmụ nwaanyị igbo anaghị ekouchi obi ha. Ụmụagbọghọ na- amakarị obere akwa ma were biidi yiri n'ukwu ha, ha na-ejikwa ọla olu nakwa biidi achọ mma. [3] Ma nwoke na nwaanyị na-ama akwa. [2]

imaatu dezie

Ụmụ nwoke dezie

Ụmụ nwoke na-eyi ákwà Isi Ọdụm (Leopard Agụ) nke ha na-awa n'ukwu si na ngada wafee ya n' azụ wee kee ya n'azụ, nke a na-enyere aka maka oke ekpomọkụ nakwa maka ọrụ ugbo. [2] Ụmụ nwoke nwekwara ike kee ihe na'elu akwa isi ọdụm a.

 
ejiji ndi eze

Uwe ejiji nke ugbu a dezie

Ejiji omenala Igbo ,nke ugbu a metụtara efe ụmụnwoke bụ efe isiagụ bụ nke ana- akwa ka Dashiki ndị Africa. Isiagụ (Ishiagụ) bụ ụdi akwa akpara isiagụ n'ahụ ya niile, Ọ na-achakarị oji, a na-ejikari uwe ụkwụ tụraọza na okpu echichi eyi ya mgbe ụfọdụ. (a fez aha ya bụ okpu agu ma ọ bụ agwu), maọbụ okpu ọdinaala (nke yiri Bobble hat ). Maka ụmụ nwaanyị, ejiji nke ha gunyere uwe obi akpara ihe nke nwere aka kpọfụ (nke ọbiaaia ndị ọcha Europe wetara) ma tinyere ukwu akwa abụọ.(nke akpọrọ Hollandis) nakwa ịchafụ isi.

  1. Kedu nke Chinua Achebe debere? Page 58: ... ndị ikom (ya bụ, ndị okenye) ... e yi uwe zuru oke ...
  2. 2.0 2.1 2.2 https://web.archive.org/web/20080923222600/http://culture.chiamaka.com/igboclothing.html " Igbo Ndị mmadụ: Ejiji na ịchọ mma ịchọ mma na oge nke ihe Fall Apart "
  3. Achebe Pg. 71: O (ya bu Akueke) bu akwa olu nke anwuru n'ala n'olu ato karia ya n'ozuzu ya, n'olu aka ya ... na n'olu ya, uzo anọ ma obu ise nke jigida, ma obu n'olu n'olu.