Òwèrè

Aha Obodo na ala Nijiria
(Dupụ̀rụ̀ sì Owerri)
Owẹrrẹ
CITY SCAPE, OWERRI.jpg
ama ukwu, Nnụkwụ obodo
aha gọọmentiOwerri, Owẹrrẹ Dezie
akara alaOwerri, Owẹrrẹ Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
isi obodo nkeImo Steetị, Bịafra Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaImo Steetị Dezie
nhazi ọnọdụ5°29′0″N 7°2′0″E Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
òtù nlekọta ejimaGresham Dezie
Nkwekọrịtara oke alaObazu Dezie
webụsaịtịhttp://www.imostate.gov.ng/ Dezie
Koodu ọkpụkpọ mpaghara083 Dezie

Òwèrè (Owerri nà aka ede bèkeè) bụ ịsị óche Ȯra Imo (Imo State). Dika ịsị óche ndi ewere na obodo Naigeria, Owẹrrẹ nwere ọtụtụ madu bi n'ime ya. Owẹrrẹ ugbua nwere ụlọ akwukwo di elu nke mere ya obodo akwukwo, ụlọ akwukwo ndịa bụ Federal university nke nka na ụzụ Owẹrrẹ, Federal polytechnic nke Nekede, Imo state university ya na Alvan Ikoku college. Ule agumakwụkwọ di kwa na Owẹrrẹ. Ụlọ akwụkwọ ndịa emela Owẹrrẹ abụrụ ebe agụma akwụkwọ bụ suru gede.

Ebe Owẹrrẹ no na Naigeria.

Lee nke ozoMèzi