Nmanu nri

Mmanụ eji esi nri a na-esi na mkpụrụ nkwụ emepụta.
Mmanụ nri
mixture, food ingredient
obere ụdị nkecooking oil, biocombustible Dezie
mbumputauwa nke taxonElaeis guineensis Dezie

Mmanụ nri bụ mmanụ oriri si na uru mkpụrụ nkwụ (akwụ) pụta. Mmanụ a na-acha ọbara ọbara. Ebe kachasị mfe isi nweta mmanụ a bụ site na African oil palm (Elaeis guineensis) [1]. Aga enwetakwa mmanụ a site na osisi American oil palm (Elaeis oleifera) maọbu na Maripa palm (Attalea maripa) nmaji obere.

Palm oil in a bowl
Men and women Engaged in Palm oil processing
Сырое пальмовое масло.jpg

Foto ịma atụ dezie


Ojiji a na-eji mmanụ nri n'imepụta ihe nri adọtala uche na anya ndị òtù dị iche iche n'ahụ maka gburugburu, mmanụ buru ibu nke mkpụrụ nkwụ na-amụpụta akwalitela ọkụkụ a na-akụ mkpụrụ nkwụ n'ebe dị iche iche nakwa site n'aka ndị dị iche iche nke kpatara ịsụchasị ọtụtụ óké ọhịa n'akụkụ dị iche iche na Indonesia inye ohere ka enwee ike kụọ mkpụrụ nkwụ.[2] Nkea emeela ka enwee ofufu pụtara ìhè nke obosara ala ebe obibi ọnatarachi nke agbụrụ anụmanụ orangutan atọ. Ótù agbụrụ kpọmkwem a na-akpọ Sumatran orangutan ka edenyerela aha ha dịka ndị nọ n'ihe ize ndụ dị ukwuu ga-eme ka ha fusịa.

Ihe ndị eji mmanụ nri emepụta dezie

Nrụtụaka dezie

  1. (1979) Composition of foods: fats and oils, Agriculture handbook 8-4. Washington, D.C.: U.S. Dept. of Agriculture, Science and Education Administration. OCLC 5301713. 
  2. Deforestation. Archived from the original on 17 August 2016.