Rachael Okonkwo
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
Aha ọmụmụ | Nnenna Rachael Okonkwo |
aha enyere | Rachael |
aha ezinụlọ ya | Okonkwo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Mee 1987 |
Ebe ọmụmụ | Enúgwu |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee, model |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2008 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | Small Chops, Nimbe, The Ghost and the Tout, Ebe Ọrụ Ebube |
ahọpụtara maka | City People Entertainment Awards |
webụsaịtị | https://nkolinwansukka.com |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Rachael Okonkwo
Afọ Ọmụmụ - Nnenna Rachael Okonkwo
Mee 26, 1987 (afọ iri atọ na atọ)
na Ukpata.
Nwaamala - Nigeria
Aha ọzọ - Nkoli
Akaọrụ - Onye na-eme ihe nkiri/ onye na-agba egwu
Afọ n'ọrụ - 2008- ugbu a
Njirimara - Nkoli Nwa Nsukka
webụsaịtị - www.nkolinwansukka.com}}
Nnenna Rachael Okonkwo (amụrụ n'abalị iri abụọ na isii n'onwa Mee n'afọ 1987) Onye ama ama dịka Nkoli Nwa Nsukka bụ Nigerian film actress. A maara ya nke ọma maka ihe nkiri ahu nwe otu aha ahụ. [1]
Ndụ n'Ọrụ
dezieRachael Okonkwo bụ onye Ukpata na Uzo Uwani Lokal gọvamentị nke Enugu State, nke dị na South East (Nigeria).Ọ malitere ime ihe nkiri mgbe ọ bụ nwata, mana n'ihi Ọ naghị enweta ọrụ, ọ gbanwere ọrụ ya n'ịgba egwu. Ọ sonyeere Nollywood n'afọ 2007 na-eme obere ọrụ. N'afọ 2008, ọ rụrụ ọrụ Nkwado nye Ini Edo na Van Vicker na Royal War 2, ma n'afọ 2010 n'akụkụ Patience Ozokwor na John Okafor na Open and Close 1 & 2. Isi ọrụ ya ma bụrụ kwa ihe nkiri mepere ya ụzọ pụtara n'afọ 2014, ebe ọ rụrụ ọrụ kachasị na Nkoli Nwa Nsukka dị ka Nkoli. [2] Nne ya nwụrụ n'afọ 2020. [3]
Ọrụ nye ndi mmadu
dezieChildren's Easter Carnival
dezieRachael Okonkwo n'ụzọ nke ya na inyeghachi ndị mmadụ, na-akwado emume a na-eme kwa afọ nke ebumuche ya bụ inye ụmụaka onyinye n'efu na nturundu nye ndị mmadụ. O kwuru na ọ na-enyere ya aka iso ndị na-akwado ya na-emekọrịta ihe. N’afọ 2015, Rachael gwadoro mmemme izizi nke Children Easter Carnival maka inye ụmụaka onyinye n'efu n'oge mmemme Ista n’Enugwu . [4] N'afọ 2016, na-emume nke abụọ nke emere na Onitsha nwere ndị bịara ọfụma dịka ya na ndị na-eme ihe nkiri dịka Ken Erics na ndị ọzọ so ya gaa mmemme ahụ. [5] N'oge emume nke 2017 nke emere n’obodo ebe amụrụ ya bụ Nsukka, chikọtara ndị mmadụ karịrị puku ise n'ọnụọgụ, ma nwekwa ọtụtụ ndị ama ama dịka Angela Okorie, Nonso Diobi, Slowdog, Ken Erics, Nani Boi, Eve Esin ma nkwado site na ụdị kacha elu mere ka ọ bụrụ nnukwu mmemme karịa ndị bu ya ụzọ. [6]
Nrite
dezieAfọ | Onyinye | Udi | Nsonaazụ | Ndetu |
---|---|---|---|---|
2016 | City People Entertainment Awards".[7] | Best Supporting Actress | Ahọpụtara | |
2015 | Karis Media Awards.[8] | Best Comic Actress of the Year | Ahọpụtara | |
City People Entertainment Awards[9] | Best Supporting Actress of the year (English) | Ahọpụtara |
Ihe nkiri Ahọpụtara
dezieAfọ | Ihe nkiri | Ọrụ | Ndetu |
---|---|---|---|
2020 | Small Chops | Uzo | |
2019 | The Ghost and the Tout | ||
Nimbe | Mira | ||
2017 | Teri Teri | ||
Arthur One Eye | Amanda | ||
Onwa Na South | |||
Left Over | Starring Regina Daniels | ||
Zee World Madness | Kasarachi | Starring Eve Esin, Nonso Diobi | |
2016 | University Girls | Joy | Starring Queen Nwokoye, Eve Esin |
Vale of Tears | Ola | Starring Yul Edochie, Chiwetalu Agu | |
Not My Child | Nneka Jnr | Starring Walter Anga | |
Ojawa-Nwa | Orjiugo | ||
2015 | Justify My Love | Mary | Starring Tonto Dikeh |
Eno my calabar love | Peace | Starring Ini Edo, Osita Iheme | |
Ijele the princess of fire | Ijele | ||
Local Prostitute | Chinwe | Starring Patience Ozokwor | |
Please leave my husband | Mercy | Starring Ken Erics, Eve Esin | |
Tears Of Betrayal | Asanwa | Starring Diamond Okechi | |
The Gods Anger | Chinwe | Starring Patience Ozokwor, | |
Ogidi | Olamma | Zack Orji, Ebele Okaro | |
2014 | Bloody War | Janet | Starring Ken Erics, Ngozi Ezeonu |
Paw Paw the guitar boy | Ada | Starring Osita Iheme, Michael Godson | |
Nkoli Nwa Nsukka | Nkoli | ||
2013 | Sister Esther | Loveth | |
2010 | Open & Close | Anulika | Starring John Okafor, Patience Ozokwor |
2008 | Royal War 2 | Amaka | Starring THOMPSON, Van Vicker |
Ebe m si dee
dezie- ↑ Durojaiye, Seun (Machi 09, 2017). Actress Rachael Okonkwo and mother both look young in new photo. Naij. Retrieved on 27 April 2017.
- ↑ Rachael Okonkwo Biography: Top 5 things you should know. Fab 36. Archived from the original on 4 November 2020. Retrieved on 27 April 2017.
- ↑ Adene, Gift (Ọktoba 30, 2020). Bisola Badmus, Destiny Etiko and other celebrities whose parent died in 2020. Kemi Filani News. Retrieved on 2021-10-01.
- ↑ Children’s easter carnival with Nkoli Nwa Nsukka Coming up. seffixy World. Retrieved on 27 April 2017.
- ↑ Ikeji, Linda (Eprel 05, 2016). Photos from actress Rachael okonkwo aka nkoli nwa nsukka easter carnival. Linda Ikeji . Retrieved on 2017-04-17.
- ↑ Korkus, Stella Dimoko (Eprel 16,2018). Nkoli nwa nsukka storms nsukka for children's easter carnival. Stella Dimokokokorkus. Retrieved on 27 April 2017.
- ↑ City People Entertainment Awards 2016 “Suruler”,”Tinsel”,”Adeniyi Johnson”,Mide Martins among nominees. Pulse Nigeria. Archived from the original on 2 February 2017. Retrieved on 27 April 2017.
- ↑ Karis Media Awards.Nominees list for the 2015 edition. Pulse Nigeria. Archived from the original on 9 April 2016. Retrieved on 27 April 2017.
- ↑ Awards: Full nominee list of city people awards. Jaguda. Archived from the original on 12 August 2017. Retrieved on 27 April 2017.
External links
dezie- Racheal Okonkwo on IMDb
- Rachael Okonkwo official website