Queen Nwokoye

Omenka na Naijiria
Queen Nwokoye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereQueen Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Ọgọọst 1981 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Nnamdi Azikiwe Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2004 Dezie
Ọrụ ama amaChetanna Dezie

Queen Nwokoye" (amuru na 11 August n'afọ 1982) bu nwa ada naijiria nke na eme ihe nkiri na ónyonyò.[1][2] Akacha amaraya maka na ono na ime ihe nkiri nke obu onye isi na ndi otu ka ha so mee ihe egwuregwu na ime 2014 nke ana akpo Chetanna.[3]

QueenNwokoye

Ndu ya na agumagu akwụkwọ ya dezie

Queen bu onye amuru na obodo Lagos State na ime ezi na ulo Catholic ma na obu onye Anambra State. Oguchara akwukwo sekondiri na Queen's College, nke di na Enugu tupu owee gawa mahadum nke Nnamdi Azikiwe ebe nke ono wee guo akwukwo ana akpo 'Sociology and Anthropology'. Obu uzo buru na obi ka ogu akwụkwọ ima iwu nke ana akpo onye ikpe.[4]

Aka oru dezie

ke mgbe oguchara egwu na afo 2004 na ime ihe onyonyo nke ana kpo Nna Men, Queen garaniru ibu onye gbara na ime otutu ihe nkiri egwu nke ndi Naijiria,nke oji otutu itu ugo na nhoputa maka itu ugo.< ref>Chidumga Izuzu (11 August 2015). Queen Nwokoye: ihe ise Ana anya ị maghị maka onye na-eme ihe nkiri. pulse.ng. Retrieved on 22 Mee 2016.</ref>[5]

Ebensidee dezie

  1. nollywood -queen-nwokoye-rachel-okonkwo-allegedly-fight-over-movie-role/ Nollywood: Queen Nwokoye, Rachel Okonkwo boro ebubo na ha na-alụ maka ọrụ fim.
  2. nwokoye-ada-mbano -of-nollywood/ Na Oge Na Nwanyị Talented Nwokoye, Ada Mbano Of Nollywood. guardian.ng. Retrieved on 22 May 2016.
  3. {{cite web|url=http://www.vanguardngr.com /2015/09 /will-ini-edo-win-2015-amaa-best-actress-award-tonight/|title=Ini Edo ga-emeri 2015 AMAA Best Actress award n'ịbịa a?|author=|ụbọchị=26 September 2015|Ọnwụ=Akụkọ Vanguard| mmanya =22 Mee 2016} }
  4. H. Igwe (6 October 2015). -will-not-actress.html Achọrọ m n'ezie ịbụ onye ọka iwu mana ọ rụpụtaghị - Onye na-eme ihe nkiri Queen Nwokoye. Naij.com - Nigeria news.. Retrieved on 22 Mee 2016.
  5. [http:/ /expressng.com/2015/07/amaa-best-actress-queen-nwokoye-hopeful-to-beat-ini-edo-and-jocelyn-dumas/ AMAA Best Actress: Queen Nwokoye Olileanya Ịkụ Ini Edo And Jocelyn Dumas].