Linda Ikeji

Onye na-ede blọgụ Naijiria.

Linda Ikeji, amụrụ na 1980, bụ nwanyi Igbo si Naigeria, ọ bu onye akukọ edemede, na afo 2005 ọ bidoro aka oru. Malite n'afọ 2010, ọ malitere inweta nkwado ya na aha maka blog ya.


Lee kwa ozoMèzi