Noble Igwe

Onye na-ede blọgụ Naijiria
Noble Igwe
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Febụwarị 1982 Dezie
Ebe ọmụmụAbá Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie

  Noble Igwe (amụrụ Noble Chibuzor Igwe) bụ onye na-ede blọgụ Naijiria, nke a ma ama maka ịmalite usoro ntụrụndụ 360 Group tinyere Tonia Soares na Oye Akdeinde..[1][2]

Oge ọ malitere dezie

Igwe mụrụ ma zụlite na Aba, Abia steeti, ebe ọ gụrụ akwụkwọ na National High School Aba. Ọ gụrụ akwụkwọ na St Augustine's Anglican Seminary Nbawsi; Federal Government College Okigwe wee gụchaa na University of Nigeria, Nsukka. O mechara gaa mahadum Pan Africa..[3]

Ọrụ dezie

N'afọ 2009, Igwe malitere 360Nobs Limited.[1] N'April 2010, o wepụtara 360nobs tinyere Oye Akideinde na Abimbola Soares.[4].[5][6]

Ndụ onwe onye dezie

Na June 11, 2016, Igwe lụrụ Chioma Otisi.[7][8] Ha nabatara nwa mbụ ha na Jenụwarị 2017.[9]

Hụkwa zie dezie

  • Ndepụta nke ndị na-ede blọgụ na Naijiria

Edensibia dezie

  1. 360: No BullS**t. Wow Magazine. Archived from the original on 18 June 2016. Retrieved on 21 June 2016.
  2. Naughty, Cheeky yet Smart & Savvy - Check out 360Nobs.com - BellaNaija (en-US). www.bellanaija.com. Retrieved on 2018-01-02.
  3. noble Igwe; Blogger.. Noble Igwe (3 September 2012). Retrieved on 25 May 2016.
  4. Biography of Noble Igwe; Blogger.. Nigerian Biography. Retrieved on 25 May 2016.
  5. 360: No BullS**t. Wow Magazine. Archived from the original on 18 June 2016. Retrieved on 21 June 2016.
  6. Naughty, Cheeky yet Smart & Savvy - Check out 360Nobs.com - BellaNaija (en-US). www.bellanaija.com. Retrieved on 2018-01-02.
  7. Oh Snap! #Chobs16 is going down - First Look at Noble Igwe & Chioma Otisi's Wedding - BellaNaija (en-US). www.bellanaija.com (11 June 2016). Retrieved on 2018-01-02.
  8. Odumade. "Noble Igwe: "I did my wedding the way I wanted" celebrity blogger replies critics". Retrieved on 2018-01-02. (in en-US)
  9. "Noble Igwe;", Nigeriafilms.com, Nigeriafilms.