Abá bu ama ukwu nọ na ebe odida anyanwu Naijeria. Ono n'ime Nkeji Ochíchí wų Abia. Aba nwèrè oshimiri nke ha kpòrò Aba. Otu oke ndi Igbo, ndi nke ana-kpo ndi Ngwa bi n'Aba na nnukwu.

Ebe Aba no na Naigeria
Aba

Njirimara Aba ǫzǫ bų izų ahia. A na azų ahia ǫfuma n'Aba. Ahia ama ǫfųma dį na ala a bų

  • Ahia Ariaria - a na ere igbe, akwa ǫhųrų, ihe ųlǫ na ihe ndi ǫzǫ,
  • Ahia ǫhųrų - a na ere ihe eji esi nni, akwa ochie,
  • Ahia cemeteri - a na ere ihe nni ebe o dį ukwuu.

Lee nke ozoMèzi