Aba South
Local gọọmenti dị na Naị̀jị́rị̀a.
Aba South
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯha Abia |
nhazi ọnọdụ | 5°6′0″N 7°21′0″E, 5°6′0″N 7°21′0″E |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Onye isi okpụrụ ọchịchị |
Executive òtù | supervisory councillors of Aba South local government |
òtù omebe iwu | Aba South legislative council |
Aba South bụ ọchịchị di n'ime obodo nke Abia State, Nigeria. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Aba .
Ọ nwere mpaghara ala 49 km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 423,852 na ngụkọ 2006.
Koodu nzipu ozi bụ 450. [1]
Hụkwa ihe ozo
dezie- Aba
- Ndepụta obodo dịcha na Abia steeti
Edensibịa
dezie- ↑ Post Offices. NIPOST. Archived from the original on 7 October 2009. Retrieved on 2009-10-20.