Ȯra Abia

steeti dị na Naijiria
Ȯha Abia
Ora no na ime Naijiria
Oge/afọ mmalite27 Ọgọọst 1991 Dezie
aha gọọmentiAbia Dezie
akara alaAbia Dezie
asụsụ njiemeBekee Dezie
kọntinentEluàlà Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
isi steetiUmuahia Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaNaijiria Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ5°25′0″N 7°30′0″E Dezie
geoshapeData:Nigeria/Abia.map Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereGovernor of Abia State Dezie
Executive òtùExecutive Council of Abia State Dezie
òtù omebe iwuAbia State House of Assembly Dezie
onye nweEnyimba International F.C., Abia Warriors F.C. Dezie
dochieImo State Dezie
postal code440001 Dezie
webụsaịtịhttps://abiastate.gov.ng/ Dezie
Akụ na ụba nke isiokwueconomy of Abia State Dezie
udi maka maapụCategory:Maps of Abia State, Nigeria Dezie
Map

Ȯra Abia (State nke Chineke) bu state no n'ime Naigeria. Isị ya bu Umuahia, tomadi Aba bu ebe ahia ukwu ya no.

Abia

Abia State nola n'afo Imo State ru 1991, mgbe ndi government coro ya guzie ya state. Ndi Igbo bi na ya na nke ukwu.

Abia State coat of arms

Ọdịdị ala

dezie

Obu otu state n'iteghete meka ebe ana-kpo Mba Mmiri (Niger Delta).

Ihu igwe

dezie

Ihu igwe Abia Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa October afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.

Abia Steeti so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Nigeria.

Mgbanwe ihu igwe na eme ka Ide mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Lee nke ozo

dezie