Ụlọ Mgbakọ Nke Abia Steeti

Abia State House of Assembly
unicameral legislature
mba/obodoNaijiria Dezie
nhazi ọnọdụ5°31′42″N 7°30′50″E Dezie
Nwe ikikeSteeti Abia Dezie
webụsaịtịhttps://www.abiastate.gov.ng/ Dezie
Map

Ụlọ Mgbakọ Nke Abia Steeti bụ ngalaba omebe iwu nke gọọmentị Abia . [1] Ọ bụ Otu ụlọ mmebe iwu ahụ mejupụtara mmadụ iri abụọ na anọ ndị otu ahọpụtara n'ime mpaghara steeti iri abụọ na anọ ma nlekọta ya dị n'aka onye Ọkà Okwu . [2]

Mejupụtara dezie

Onye ndu dezie

Ọfịs Mpaghara Onye nnochite anya Oriri
Ọkà Okwu nke Ụlọ Etiti Umuahia Chinedum Enyinnaya Orji PDP
Osote Ọkà Okwu Ndidia Ohafia Ifeanyi Uchendu PDP
Onye ndu ọtụtụ Ọwụwa anyanwụ Obingwa Solomon Akpulonu PDP
Onye osote onye ndu ọtụtụ Ọwụwa anyanwụ Ukwa Paul Tharibo PDP
Onye Ndú ndi pere mpe Etiti Aba Abraham Oba APGA
Osote Onye Ndú ndi pere mpe Bende Ugwu Chijioke Chukwu APC
Otiti ụtarị ndi Nnukwu Ugwunagbo Munachim Alozie PDP
Otiti ụtarị ndi pere mpe Arochukwu Mike Ukoha APGA

Ndị otu dezie

Mpaghara Aha Otu ndọrọndọrọ ọchịchị
NdidiaOsisioma Nnamdi Allen PDP
Ugwu Umuahia Kelechi Onuzuruike PDP
Umuahia Etiti Chinedum Enyinnaya Orji PDP
Isiala Ngwa Ugwu Jinja Onwusibe PDP
Ndida Isiala Ngwa Chikwendu Kalu PDP
Isuikwuato Emeka Okoroafor APC
Ọwụwa anyanwụUkwa Paul Taribo PDP
Ndida Ukwa Godwin Adiele PDP
Ọwụwa anyanwụ Obingwa Solomon Akpulonu PDP
Umunneochi Okey Igwe PDP
Ọwụwa anyanwụ Umuahia Chukwudi J. Apugo PDP
Umuahia South Jeremaia Uzosike PDP
Ikwuano Stanley Nwabuisi PDP
Ugwunagbo Munachim Alozie PDP
Ọwụwa anyanwụ Obingwa Thomas Nkoro PDP
Ugwu Ohafia Egwuronu Obasi PDP
Ugwu Osisioma Kennedy A. Njoku PDP
Aba Etiti Abraham Oba APGA
Ugwu Aba Aaron Uzodike PDP
Arochukwu Mike Ukoha APGA
Ndịda Ohafia Ifeanyi Uchendu PDP
Ndịda Bende Emmanuel Ndubuisi PDP
Bende Ugwu Chukwu Chijioke APC
Ndịda Aba Obinna Ichita APGA

7.5138

Kọmitii dezie

Ebensidee dezie

 

  1. "BREAKING: Abia Assembly Inaugural Sitting now 10th Of June", PUO REPORTS, 4 June 2019. Retrieved on 12 July 2019.
  2. Promise Uzoma Okoro. "BREAKING: Abia Assembly Elects Hon Chinedum Orji as Speaker", PUO, 10 June 2019. Retrieved on 12 July 2019.