Ȯra Ogun
Oge/afọ mmalite | 3 Febụwarị 1976 |
---|---|
A gụrụ aha | Ogun River |
asụsụ njieme | Bekee |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
isi steeti | Abeokuta |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Naijiria |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
dị n'ime ma ọ bụ n'akụkụ mmiri mmiri | Bight of Benin |
nhazi ọnọdụ | 7°0′0″N 3°35′0″E |
geoshape | Data:Nigeria/Ogun.map |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Governor of Ogun State |
Onyeisi gọọmenti | Dapo Abiodun |
Executive òtù | Executive Council of Ogun State |
òtù omebe iwu | Ogun State House Of Assembly |
onye nwe | Ụlọ Ọrụ Mgbasa Ozi nke Ogun State |
dochie | Western State |
Asụsụ ọ na-asụ | Asụsụ Gun |
webụsaịtị | https://ogunstate.gov.ng/ |
udi maka maapụ | Category:Maps of Ogun State |
Ogun State bu state no n'ime Naigeria.
Ihu igwe
dezieỌra Ogun nwere ihu igwe abụọ, ha bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)
Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa October afọ ọbụla.
Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.
Ogun Steeti so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Naijiria
Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na enye kwa nsogbu na Steeti a.
N'oge Udummiri, idei mmiri na esi na Oyan Dam na osimiri Ogun agbapụta na emebikwa ọtụtụ ihe na Steeti a.
Lee nke ozo
dezie
Abia ·
Adamawa ·
Akwa Ibom ·
Anambra ·
Bauchi ·
Bayelsa ·
Benue ·
Borno ·
Cross River ·
Delta ·
Ebonyi ·
Edo ·
Ekiti ·
Enugu ·
Gombe ·
Imo ·
Jigawa ·
Kaduna ·
Kano ·
Katsina ·
Kebbi ·
Kogi ·
Kwara ·
Lagos ·
Nasarawa ·
Niger ·
Ogun ·
Ondo ·
Osun ·
Ọyọ ·
Plateau ·
Rivers ·
Sokoto ·
Taraba ·
Yobe ·
Zamfara
Federal Capital Territory (FCT):
Abuja