Ȯra Ọyọ

Steeti Naijiria
Oyo state
Ora no na ime Naijiria
Oge/afọ mmalite3 Febụwarị 1976 Dezie
aha gọọmentiOyo state Dezie
asụsụ njiemeAsụsụ Yoruba, Bekee Dezie
kọntinentEluàlà Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
isi steetiIbadan Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaNaijiria Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ8°0′0″N 4°0′0″E Dezie
geoshapeData:Nigeria/Oyo.map Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereGovernor of Oyo State Dezie
Onyeisi gọọmentiOluseyi Abiodun Makinde, Abiola Ajimobi Dezie
Executive òtùOyo State Executive Council Dezie
òtù omebe iwuOyo State House of Assembly Dezie
Nkwekọrịtara oke alaȮra Kwara, Ȯra Osun, Ȯra Ogun, Collines department Dezie
dochieWestern State Dezie
postal code200001 Dezie
webụsaịtịhttps://oyostate.gov.ng/ Dezie
Koodu ọkpụkpọ obodo+234 Dezie
udi maka maapụCategory:Maps of Oyo State Dezie
Map
Ȯra Ọyọ
State nickname: Pace Setter State
Location
Location of Ọyọ State in Nigeria
Statistics
Governor Abiola Ajimobi (ACN)
Date Created 3 Febrụwarị 1976
Capital Ibadan
Area 28,454 km²
Ranked 14th
Population
1991 Census
2006 est.
Ranked 5th
N/A
5,591,589
ISO 3166-2 NG-OY
Website oyostate.gov.ng

Ȯra Ọyọ (Oyo State) bu steti no n'ime Naigeria.

Ijio Hill, Iwajowa LGA, Oyo State

Ihu igwe

dezie

Ọra Oyo nwere ihu igwe abụọ, ha bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa Ọktoba afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.

Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwuu n'ime ora ọyo

Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Lee nke ozo

dezie