Ora no na ime Naigeria

(Dupụ̀rụ̀ sì States no na Naigeria)
Ora no na ime Naigeria
obere ụdị nkeadministrative territorial entity of a single country Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie

Nigeria dị nkéji 36 na Abuja, ama íshí oché. Nkeji á kèjịrị kwà na ihe ha na kpo Local Government Areas nke 774.

Mgbe ndi Nigeria enwéghị owéré ha na ógè di 1960 mbu, Nigeria nwèrè nkeji àtó: Northern Region, Western Region, na Eastern Region.


Nkeji nọr na Obodo na FCT

dezie
 
States no na Naigeria

States:

  1. Abia
  2. Adamawa
  3. Akwa Ibom
  4. Anambra
  5. Bauchi
  6. Bayelsa
  7. Benue
  8. Borno
  9. Cross River
  10. Delta
  11. Ebonyi
  12. Edo
  1. Ekiti
  2. Enugu
  3. Gombe
  4. Imo
  5. Jigawa
  6. Kaduna
  7. Kano
  8. Katsina
  9. Kebbi
  10. Kogi
  11. Kwara
  12. Lagos
  1. Nasarawa
  2. Niger
  3. Ogun
  4. Ondo
  5. Osun
  6. Oyo
  7. Plateau
  8. Rivers
  9. Sokoto
  10. Taraba
  11. Yobe
  12. Zamfara

Federal Capital Territory: Abuja

Lee nke ozo

dezie