Asụ̀sụ̀ Ìgbò
Asụsụ ndị Igbo
Asụsụ Igbo bụ asụsụ Niger-Congo nke mmadụ ruru ndè iri abụọ na ise nke ndị juru na ya bụ ndị Igbo. Na ndida-owuwa anyanwụ Naijiria na ebeNiger Delta, Igbo bụ díàlà. Ha dèrè ya na édé Latin, nke ndí mpaghara Britain nwètèrè. Nkárị ndị ọzọ bụ nké Èkpè búrú nkárị Nsịbịdị. Asụsụ Igbo bụ ólú nke a na-akpọ n'ezigbo hanwa. Ọ dị ike taa ndi ọbịá ịsụta ya, dịkwa ike taa ndi Igbo ọzọ bi na ámá nkẹ ọzọ ịmátá ihe ndi nke ọzọ na-ekwu, maka na ndi Igbo na olu Igbo hiri nne. E nwere mkpụrụ edemede Igbo dị 36, ụdaume asatọ na mgbochiume ọgụ na asato. Seniiut Ogun State Television. Nké a bụ mkpụrụedemede asụsụ:
Édé Igbo (Ọnwụ) |
IPA | Édé Igbo (Ọnwụ) |
IPA | |
---|---|---|---|---|
a | /a/ | ọ | /ɔ/ | |
b | /b/ | p | /p/ | |
gb | /ɓ/ ~ /ɡ͡b/ | kp | /ɓ̥/ ~ /k͡p/ | |
d | /d/ | r | /ɾ/ | |
e | /e/ | s | /s/ | |
f | /f/ | sh | /ʃ/ | |
g | /ɡ/ | t | /t/ | |
gh | /ɣ/ | u | /u/ | |
h | /h/ | ụ | /ʊ/ | |
i | /i/ | v | /v/ | |
ị | /ɪ/ | w | /w/ | |
j | /ʤ/ | y | /j/ | |
k | /k/ | z | /z/ | |
l | /l/ | ch | /ʧ/ | |
m | /m/ na /m̩/ | gw | /ɡʷ/ | |
n | /n/ na /n̩/ | kw | /kʷ/ | |
ṅ | /ŋ/ | nw | /ŋw/ | |
o | /o/ | ny | /nj/ |
Lee nke ozoMèzi
Links n'aga n'eziMèzi
- Wiktionary catetories of Igbo
- Igbo Vocabulary
- Language
- Aha mba dị ịche ịche
- xLingua-Online-Dictionary English-English / English-English
Wikimedia Commons has media related to Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò). |