Abiidii igbo
alphabet, Latin-script alphabet
obere ụdị nkeLatin alphabet Dezie
asụsụ eji dee ọrụAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie

Image:

Abchdii

Abiidii igbo bụ mkpuru edemede nke mejuputere nsupe nile n'asusu igbo. ò buru na enweghi mkpuru edemede(letters) agaghi enwe mkpuru edemede ma obu mkpuru okwu na asusu n'igbo. Mkpuru edemede Igbo di iri ato na isii Lee ha ebea; (mkpuruedemede mkpoaha)

A /a/

B /b/

Ch /tʃ/

D /d/

E /e/

F /f/

G /ɡ/

Gb /ɓ~ɡ͡ɓ/

Gh /ɣ/

Gw /ɡʷ/

H /ɦ/

I /i/

Ị /ɪ̙/

J /dʒ/i K /k/

Kp /ɓ̥~k͡p/

Kw /kʷ/

L /l/

M /m/

N /n/

/ŋ/

Nw /ŋʷ/

Ny /ɲ/

O /o/

Ọ /ɔ̙/

P /p/

R /ɹ/

S /s/

Sh /ʃ/

T /t/

U /u/

Ụ /ʊ̙/

V /v/

W /w/

Y /j/

Z /z/