Love Castle

Ihe nkiri Naịjirịa nke afọ 2021 Desmond Eliot duzuri
Love Castle
film
Ụlọ ọrụ mmepụta ihefilm, Ihe nkiri nke Naịjirịa Dezie
ahaLove Castle Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Asụsụ Yoruba, Asụsụ Hausa Dezie
mba/obodoNaijiria, Njikota Obodo Amerika Dezie
mmekorita ya naNollywood Dezie
ụdịdrama film Dezie
broadcast byNetflix Dezie
mba osiNaijiria Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiBekee Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta10 Septemba 2021 Dezie
production date2020 Dezie
Onye nduziDesmond Elliot Dezie
Odee akụkọ ihe nkiriBeatrice Funke Ogunmola Dezie
usoro nkesavideo on demand Dezie
announcement dateSeptemba 2021 Dezie

Love Castle bụ 2021 Ihe nkiri Naịjirịa nke Desmond Elliot, duziri [1] a mepụtara ya site na onye Nigeria bi na United State bu Beatrice Funke Ogunmola [2] na Victor Ogunmola só mepụta ya [3] [4] Ihe nkiri a hiwere isi n'akụkọ ọdịnala na njikọ ezinụlọ; Ọ na-agbasasị omenala ndị Naịjirịa nwere nkwarụ [2] ma gbado anya na nkwenye gbanyesiri mgbọrọgwụ ike gbasara ụmụaka ndị nwere nkwarụ, dịka ndị na-emepụta nwere nwa nwere autism . [1] Ọ bụ akụkọ omenala Afrịka nke ịgbachi nkịtị gbara tabu gburugburu.  [4]


Ihe nkiri a bụ ihe nkiri Rachel Oniga [5], Zack Orji, Desmond Elliot, Kehinde Bankole, Jide kosoko, Adedimeji Lateef na ndị ọzọ na -eme ihe nkiri Nollywood na ọrụ nkwado. [6]

Love Castle (2021 Film)
Director Desmond Elliot
Writer Beatrice Funke Ogunmola
Producer Beatrice Funke Ogunmola & Victor Ogunmola (Co-producer)
Starring Kehinde Bankole
Cinematography Lekan Adebayo Bature
Guadalupe Nunez

Tunde Ogunnnusi

Editing Daniel Durotimi
Music Timothy Tiodi Ogundele
Studio Hope Studio/BFO Media
Distributor Blue Pictures Entertainment
Released
Year September 10, 2021
Runtime 110 mins
Country Nigeria and United State of America
Language English (Igbo, Yoruba, Hausa was used meagerly)

Esere ihe nkiri a na Ibadan, Nigeria na Nọvemba 2019 na Houston Texas, United State na February 2020. [4] [5] A na-ese ihe nkiri na US tupu mkpọchi ọrịa COVID-19 2020 amalite. [4] Asụsụ eji mee ihe nkiri a bụ nke Bekee kacha nwee obere ngwakọta nke asụsụ Igbo, Yoruba na Hausa . Emere ihe nkiri a na Septemba 10, 2021 na Terra Kulture, Lagos. [3][7]

Ibé dezie

Love Castle bụ akụkọ gbasara alaeze Iregbogbo. Ezinụlọ eze nwere ọrụ nke inweta eze ọhụrụ mgbe eze ikpeazụ nke alaeze ahụ nwụrụ. Adetutu nke bụ ada eze nwụrụ anwụ na -arapara na tabu mgbe nna ya nwụsịrị. Ọ hapụrụ ezinụlọ ya na Houston Texas, United States, megide ọchịchọ ya na nke ezinụlọ ya ka ọ bụrụ onye ọchịchị na Nigeria mgbe nna ya nwụsịrị. [4]

Ndị nkedo ahọpụtara dezie

  • Kehinde Bankole (onye ndu ọrụ dị ka Adetutu
  • Zack Orji dị ka nna Chizutere
  • Desmond Elliot [8] dị ka Ayo
  • Lateef Adedimeji dị ka Chi Joshua
  • Halima Abubakar bu onye ọbịa Show
  • Rejoice Regme [8]
  • Leonel Orji dị ka nna Young Chizutere
  • Beatrice Funke Ogunmola dị ka Kanyinsade
  • Kemi Salami
  • Deji Adenuga dị ka Prince Adewumi
  • Bakere Adeoye dị ka Mee onye njem
  • Segun Akintunde dị ka Shekrano
  • Ademola Amos dị ka pastọ
  • Jibola Dabo dị ka onye isi ala
  • Martins Afeez Eniola dị ka nna onye ntorobịa kpuru ìsì
  • Peter Fatomilola dị ka Eleemi
  • Aisha Lawal dị ka onye isi nkuzi
  • Joke Muyiwa dị ka Olori Adefunke
  • Hannah Ogunmola dị ka Adesewa
  • Krystal Schuhmann dị ka Stephanie

Nabata dezie

N'afọ 2021, ihe nkiri a ghọrọ nhọrọ nke kwụsịrị Toronto International Women Festival na Toronto International Nollywood Film Festival. [5] [10]

Nhoputa dezie

Afọ Nrite Udi Nsonaazụ Ihe edeturu
2021 Toronto International Nollywood Film Festival (TINFF) Ihe nkiri kacha mma na Afrịka Merie [1][3]
Nwanyi Onye na-emeputa ihe nkiri kacha mma na Nollywood- Beatrice Funke Ogunmola-Onye mmepụta Merie
Onye na-emeputa ihe nkiri Kacha mma na Nollywood Merie
Ihe nkiri kacha mma na Nollywood Ahọpụtara [7]
Nwanyi kacha emepụta Ihe nkiri na Afrịka Ahọpụtara [3][1]
Onye n'emeputa ihe nkiri kacha mma Ahọpụtara [7][1]
Abuja International Film Festival Okwu Ememme maka Akụkọ Merie
Ihe ngosi ihe nkiri pụrụ iche Ahọpụtara [11]
Onye n'ime ihe nkiri nwoke pụrụ iche Love Castle Jide Kosoko Ahọpụtara [12]
Onye n'ime ihe nkiri nwanyi pụrụ iche Kehinde Bankole Ahọpụtara [13]

Edensibia dezie

 

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Ige (2021-09-12). Nigerian culture, disabilities inspired Love Castle –Ogunmola (en-US). The Punch Newspapers. Retrieved on 2021-10-10.
  2. 2.0 2.1 Love Castle highlights Nigerian culture interwoven with disability -Actor (en-US). The Punch Newspapers (2021-09-06). Retrieved on 2021-10-10.
  3. 3.0 3.1 3.2 3.3 Oguntayo (2021-09-11). Glitz and glamour as ‘Love Castle’ premieres (en-GB). Nigerian Tribune Online. Retrieved on 2021-10-10.
  4. 4.0 4.1 4.2 4.3 4.4 Love Castle, hits big screen (en-US). The Guardian (Nigeria) News - Nigeria and World News (2021-09-05). Archived from the original on 2021-10-20. Retrieved on 2021-10-10.
  5. 5.0 5.1 5.2 Love Castle set to hit cinemas in Sept. (en-US). Vanguard News (2021-08-14). Retrieved on 2021-10-14.
  6. Nwogu (2021-07-28). Love Castle: Watch official trailer (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-10-10.
  7. 7.0 7.1 7.2 Ibrahim (2021-09-13). Pomp, culture as Love Castle hits cinemas (en-US). Vanguard (Nigeria) News. Retrieved on 2021-10-10.
  8. 8.0 8.1 8.2 8.3 BellaNaija.com (2021-09-15). Here’s your Exclusive Look into Beatrice Ogunmola’s culture-themed Premiere for the Love Castle Movie (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2021-10-14.
  9. Phenomenal (2021-08-13). Rachel Oniga back alive as 'Love Castle' is set for cinema (en-US). Phenomenal. Retrieved on 2021-10-10.
  10. TINFF Home (en). tinff. Retrieved on 2021-10-10.
  11. 18th Abuja International Film Festival list of nominees (en-GB) (2021-11-05). Archived from the original on 2022-05-29. Retrieved on 2021-11-13.
  12. 18th Abuja International Film Festival list of nominees (en-GB) (2021-11-05). Archived from the original on 2022-05-29. Retrieved on 2021-11-13.
  13. 18th Abuja International Film Festival list of nominees (en-GB) (2021-11-05). Archived from the original on 2022-05-29. Retrieved on 2021-11-13.

Njikọ mpụga dezie

Love Castle na IMDb