Rachel Oniga
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Racheal Oniga |
Aha ọmụmụ | Racheal Oniga |
aha enyere | Rachel |
aha ezinụlọ ya | Oniga |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Mee 1957 |
Ebe ọmụmụ | Ebute Metta |
Ụbọchị ọnwụ ya | 30 Julaị 2021 |
Ebe ọ nwụrụ | Lagos |
Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
ihe kpatara ọnwụ | ọrịa typhoid, ịba, afọ ọsịsa |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye olu omee |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Rachel Oniga Audio
Rachel Oniga |
---|
Afọ omụmụ - amụrụ ya n'abali iri abụọ na atọ n'onwa Mee' n'afọ 1957 (afọ iri isii na atọ)
Ebute Metta, Lagos, Lagos steeti,naijiria.
Mba - Naijiria
Aha ọzọ - Tabuno
Nwaamala - Nigerian
Akaọrụ - Omee ihe nkiri
Afọ n'ọrụ - 1993-2021
Ezigbo ọrụ - Sango (ihe onyonyo/ fiim)
Rachel Oniga (amụrụ n'onwa Mee n'ụbọchị iri abụọ na ato n'afọ 1957) bụ Omee ihe nkiri na Naijiria[1].
Mmalite ndụ na ọrụ
dezieỌ bụ onye Eku, Delta steeti nke Southern Naijiria. Ha muru ya na abali 23(iri abụọ na ato) n'onwa Mee na afọ 1957 na Ebutte Metta, Lagos Steeti[2] . Ọ bidoro ime ihe nkiri ya n'afọ 1993, obere oge ka ọ gbasachara alụmdiya[3]. Ọ rụrụ ọrụ na nkenke na Ascoline Nigeria Limited, ụlọ ọrụ Dutch Consultant tupụ o mee ihe nkiri nke mbụ ya akpọrọ Onome na ihe onyonyo nke mbụ ya e gosipụtara na yoruba bụ Owu Blow.[4] Kemgbe ọtụtụ afọ, o meela ihe onyonyo ndị ama ama na Naijiria, dika Sango, ihe nkiri nke Wale Ogunyemi dere, nke Obafemi Lasode mepụtara ma dozie[5]. O sokwa eme usoro ịhe onyonyo Wale Adenuga akpọrọ super story.
Ndụ Onwe
dezieRachael ghọrọ nne nne mgbe nwa ya nwaanyị bu Georgia mụrụ nwa[6].
Ihe Nkiri Ahọpụtara
dezie- Sango (1997)
- Out of Bounds (1997)
- Owo Blow (1997)
- Passion of Mind (2004)
- Power Of Sin
- Restless Mind
- Doctor Bello (2013)
- 30 days in Atlanta (2014)
- [The Royal Hibiscus Hotel] (2017)
- Power of 1 (2018)
- The Wedding Party
Ebe nsi nweta
dezie- ↑ My Late Husband Abandoned Me For Another WomanRachael Oniga Laments - nigeriafilms.com. nigeriafilms.com. Retrieved on 20 January 2015.
- ↑ BOLDWIN ANUGWARA. I’ll never marry except... – Rachael Oniga - Newswatch Times. Newswatch Times. Retrieved on 20 January 2015.
- ↑ Rachael Oniga:How strange woman hijacked my husband. The Sun Newspaper.
- ↑ I was a tomboy –Rachael Oniga. Daily Independent, Nigerian Newspaper. Retrieved on 20 January 2015.
- ↑ Africultures - Fiche film : Sango. africultures.com. Retrieved on 20 January 2015.
- ↑ Dayo Showemimo. "Veteran actress, Rachael Oniga, becomes grandmother", Nigerian Entertainment Today. Retrieved on March 29, 2015.