Septemba
Önwa ụzụ Alụsị - | Önwa mbu - | Önwa abụa - | Önwa ife Eke - | Önwa anọ - | Önwa Agwụ - | Önwa Ifejiọkü - | Önwa Alọm Chi - | Önwa ilo mmụọ - | Önwa ana - | Önwa Okike-Ajana - | Önwa ede Ajana |
Na iguafọr Gregorian, Septemba bu onwa iteghete na afo, nwere ubochi ruru 30 (iri ato). Na mgbe gara-aga, Septemba bula onwa asaa, site na afo a-di enwela Jenụwarị na Febrụwarị. Mgbe ekere wo, otu afo enweta onwa iri na abuo.