July
Ime oguafọr Gregorian, Julaị bu onwa asato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu). Na mgbe gara-aga, Julaị bula onwa ise mgbe adila kpo ya Quintilis. Otu afo nwela onwa iri. Mgbe ekere Jenụwarị na Febrụwarị, Julaị a-da, mee otu afo nwere onwa iri na abuo.