March
Önwa ụzụ Alụsị - | Önwa mbu - | Önwa abụa - | Önwa ife Eke - | Önwa anọ - | Önwa Agwụ - | Önwa Ifejiọkü - | Önwa Alọm Chi - | Önwa ilo mmụọ - | Önwa ana - | Önwa Okike-Ajana - | Önwa ede Ajana |
Na iguafọ Gregorian, Maachị bu onwa ato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu). Na mgbe gara-aga, Maachị bula onwa mbu, site na afo nwela onwa iri. Mgbe ekere Jenụwarị na Febrụwarị, Maachị a-da, mee afo nwere onwa iri na abuo.
Ihe a neme na MaachịMèzi
- Ubochi nke Nwanyi-nile n'Uwa - 8 Maachị
- Ides of Maachị - 15 Maachị (oge e buru nwoke eze nke ndi ocha, nke ana-kpo Julius Caesar
- Friday nk'oma - (n'oyu Friday no n'etiti 20 Maachị ru 23 Eprel)