August

Ọnwa nke asatọ na akwụkwọ ngụụ ụbọchị nke Gregoria na Julia
Ọgọst
Breviarium Grimani - August.jpg
calendar month
obere ụdị nkemonth of the Gregorian calendar Dezie
Akụkụ nkeJulian calendar, Gregorian calendar, Swedish calendar Dezie
Aha njirimaraавгуста, sierpnia, Chakra yapuy killa, Weodmonðes Dezie
A gụrụ ahaAugustus, Alp Arslan, harvest, sickle Dezie
na-esochiJuly Dezie
ndị sotereSeptember Dezie
series ordinal8 Dezie
Önwa ụzụ Alụsị -   Önwa mbu -   Önwa abụa -   Önwa ife Eke -   Önwa anọ -   Önwa Agwụ -   Önwa Ifejiọkü -   Önwa Alọm Chi -   Önwa ilo mmụọ -   Önwa ana -   Önwa Okike-Ajana -   Önwa ede Ajana 

Na iguafọr Gregorian, Ọgọọst bu onwa asato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu) n'ime wo. Na mgbe gara-aga, Ọgọọst bula onwa isii ma mgbe adila kpo ya Sextilis. Otu afo nwela onwa iri mgbe ahu. Ubochi kena, afo nwere onwa iri na abuo.