Fatima Yusuf

ọnye oso Naijiria
Fatima Yusuf
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereFatima Dezie
aha ezinụlọ yaYusuf Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Mee 1971 Dezie
Ebe ọmụmụOwo Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu, sprinter Dezie
ebe agụmakwụkwọAzusa Pacific University Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi200 metres Dezie
so na2000 Summer Olympics, 1996 Summer Olympics Dezie

Fatima Yusuf-Olukoju (a mụrụ n'ụbọchị nke 2 n'ọnwa Mee afọ 1971 na Owo,dị na Ondo steeti) bụ nwaafọ Naijiria bụ onye egwuregwu ị gba ọsọ lagoro ezumike nka, onye sọrọ mpi ọkachasị na mita 400 n'oge ọrụ ya. Ọ meriri n'ọsọ mita 400 na 1991 All-Africa Games ma bụrụ onye nke abụọ na mita 200. Ọ lụrụ Adewale Olukoju .

O mechara soro sọọ mpi mita 200 na World Championship na Spen ebe ọ gbara ọsọ 22.28. Ọ bụkwa nwanyị Afrịka mbụ gbara ọsọ n'okpuru sekọnsụ 50 na mita 400. Ọ gbara 49.43 na 1995 African Championship

Ọ sọrọ Naịjirịa asọmpi na 1996 Summer Olympics e mere n'Atlanta, n'Amerịka na mita 400 nke ọ gbatara onye nke 6 na oge nkesekọnsụ 49.77 na mita 4 x 400 ebe o meriri nrite ọla ọcha ya na ndị otu ya Bisi Afolabi, Charity Opara na Falilat Ogunkoya n'azụ mba Amerịka. Ọ gara Mahadum nke Azusa Pacific .

Nrụtụaka dezie

  • Fatima Yusuf
  • databaseOlympics
  • Evans, Hilary; Gjerde, Arild; Heijmans, Jeroen; Mallon, Bill ; et al. "Fatima Yusuf" . Olympics at Sport-Reference.com . Sports Reference LLC . Archived from the original on 18 April 2020.