Charity Opara

onye oso Naijiria
Charity Opara
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereCharity Dezie
aha ezinụlọ yaOpara Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya20 Mee 1972 Dezie
Ebe ọmụmụOwẹrrẹ Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu, sprinter Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so na2000 Summer Olympics, 1996 Summer Olympics Dezie

Charity Ọpara (amụrụ ya n'ọnwa ise na-afọ 1972 n'Owere, Imo Steeti) bụ onye Ǫgba-ọsọ nke obodo Naijiria nke kachara maaka na 400 Mitas. Ọ bụ Ǫkachamara n'ọsọ-ọgba anọ nke a na-akpọ "relay race" na bekee nke omeriri nweta ọla edo n'Olimpik na-afọ 1996. A mara iwu chụpụ Ọpara n'Olimpik n'afọ 1992 na 1996 maka Ọgwụ n'ekwesighi ekwesi.

Ọkachamma ya

  • 100 Mitas - 11.40 (na-afọ 1999)
  • 200 Mitas - 22.60 (na-afọ 1992)
  • 400 Mitas - 49.29 (na-afọ 1998)
  • Nwulielu nke ogologo (Long jump) - 6.55 m (na-afọ 1994)