Olabisi Afolabi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Olabisi Afolabi |
aha enyere | Olabisi |
aha ezinụlọ ya | Afolabi |
aha gọọmenti | Olabisi Afolabi |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Ọktoba 1975 |
Ebe ọmụmụ | Ilorin, Ȯra Kwara |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, sprinter |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 400 metres |
so na | 2000 Summer Olympics, 1996 Summer Olympics, 2002 Commonwealth Games |
Olabisi ("Bisi") Afolabi (amụrụ n'abalị iri atọ na otu nke onwa oktoba n'afọ 1975 na Ilorin ) bụ nwanyị lagoro ezumike nká na-eme egwuregwu track and field si Naịjirịa; ọ bụkwa onye ọkachamara na 400 metres n'oge ọ na-arụ ọrụ. O so n'otu Naijiria ndị ritere medaal ọla ọcha na 1996 Olympics 4 x 400 metres relay
O meriri na World Junior Championships in 1994. O ritekwara medaal ọla ọcha na 1999 All-Africa Games na medaal ọla nchara na 1995 All-Africa Games.
Ọ lụọla di ma mụta ụmụ.
[ <span title="This claim needs references to reliable sources. (February 2019)">see okwu dị mkpa</span> ]
Ndekọ asọmpi
dezieAfọ Asọmpi Ebe Ihe ogbara Emume Ndetu{| Templeeti:AchievementTable |- !colspan="6"|Representing Templeeti:NGR |- |rowspan=2|1993 |[[Athletics at the 1993 Summer Universiade|Universi|[[Athletics at the 1993 Summer Universiade|Universi|[[Athletics at the 1993 Summer Universiade|Universi|Universiade |Buffalo, United States |bgcolor=cc9966|3rd |4 × 400 m relay |[[Athletics at the 1993 Summer Universiade – Women's 4 × 400 metres relay||[[Athletics at the 1993 Summer Universiade – Women's 4 × 400 metres relay||[[Athletics at the 1993 Summer Universiade – Women's 4 × 400 metres relay||3:34.97 |- |World Championships |Stuttgart, |Stuttgart, |Stuttgart, |Stuttgart, Germany |10th (h) |4 × 400 m relay |[[1993 World Championships in Athletics – Women's 4 × 400 metres
Njikọ dị na mpụga
dezie- Olabisi Afolabi at World Athletics
- sports-reference