Falilat Ogunkoya
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Falilat Ogunkoya |
aha ezinụlọ ya | Ogunkoya |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Disemba 1968 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ogun |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
ebe agụmakwụkwọ | Mississippi State University |
Ụcha ime anya | agba aja aja |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | sprinting |
so na | 1996 Summer Olympics, 1988 Summer Olympics |
Falilat Ogunkoya (a mụrụ n'ụbọchị nke 5 n'ọnwa Disemba nke fọ 1968 na Ode Lemo,dị na Ogun Steeti nke Naijiria ) [1] bụ nwaafọ Naijiria na-emebu egwuregwu ị gba ọsọ.
Ogunkoya a turula ugo n'ọtụtụ asọmpi na Naijiria, gụnyere ọla edo n'afọ 1996 n'ọsọ 400 mita, ọla edo n'ọsọ 200 mita n'ọsọ 400 mita n'afọ 1998, na ọla edo ọzọ n'afọ 1999 ma n'afọ 2001 n'ọsọ 400 mita. Na Egwuregwu Afrịka niile nke afọ 1987 na Nairobi, o ritere nrite ọla ọcha n'ọsọ 200 mita. N’afọ 1995 n’Egwuregwu Afrịka niile na Harare, o ritere ọla ọcha n'ọsọ 400 mita, n’egwuregwu nke afọ 1999 na Johannesburg, o ritere nrite ọla edo n'ọsọ 400 mita.
Na 1996 Summer Olympics, o ritere ọla nchara n'ọsọ 400 mita, n'azụ Marie-José Pérec nke Frans na Cathy Freeman nke Ọstrelia, n'akara kachasị mma na nke Afrịka nke 49.10, nke bụ nke iri na abụọ kachasị ọsịsọ n'oge niile.
Mmezu
deziennọchite anya Templeeti:NGR | |||||
---|---|---|---|---|---|
1986 | World Junior Championships | Athens, Greece | 1st | 200m | 23.11 (wind: +0.6 m/s) |
3rd | 4 × 100 m relay | 44.13 | |||
1987 | All-Africa Games | Nairobi, Kenya | 2nd | 100 m | 11.43 |
2nd | 200 m | 22.95 |
Nrụtụaka
dezieNjikọ dị na mpụga
dezie- Falilat Ogunkoya at World Athletics
- Falilat Ogunkoya at Olympics at Sports-Reference.com (archived)