Enụgwụ

(Dupụ̀rụ̀ sì Enugu)

Énúgw'ũ (Enugu; Enúgwu na ndé békè), bų a obodo na isi obodo nke Enuwgu State na Naijiriya.

Akanu Ibiam International Airport na Enúgwu.
Ebe Enúgwu no na Naigeria.

Mádu jùrù ya nke 722,664, ihë ndi ọchíchí Naigeria si na afọr 2006. Áhà ámá ukwu á shi okwu abụọ; Énú na Úgwú màkà ọ di nà élú úgwú.

Ǫmúmú-àlàMèzi

Enúgwu bų sį óche nke Nkeji Ochíchííwu Enugu ímé Naigeria. Ọ nọr nà àlàndoro-ndoro nke owuwa nleda anyanwu na Naigeria na ó jùrù ndį Igbo ejú, ndiá bų ndį mbà ótụ kárírí na Naigeria. Enúgwu dọsọkotàrà élú ébé bų mgbe mbu àlà ndi Níké, na ogbè há nke Ogui; ọ di ébé nọr na Enúgwu ubuwá nwéré áhà ogbè áhü.

Ákíkó mbuMèzi

Enugwu na mbú mbú bų àlà ndį Níké nke ndį Igbo, ọ di ngá Southern Nigeria Protectorate ndį Obodoézè Nà Ofú (United Kingdom; Britain) à biá.

Asụsụ IgboMèzi

Enúgwu na asụsụ Igbo:

Ihu igweMèzi

 
Ihu igwe na Enúgwu, Nigeria.

Oke udumiri nke Enúgwu bų ǫnwa eprel rue ǫktoba. Ǫkǫchi na ebido na ǫnwa novemba rue maachị. Etiti ekpemeoku ya no na 27.3 °C. Ozuzomiri ya bų ihe dika 1,754 mm nime otu afǫ.

Lee nke ozoMèzi

Links n'aga n'eziMèzi