Óká

Obodo dị na okpúrù ọchịchị Awka-South, Anambra Steeti
Ọká
ama ukwu
mba/obodoNaijiria Dezie
isi obodo nkeAnambra Steeti Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAnambra Steeti Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ6°12′0″N 7°4′0″E Dezie
Nkwekọrịtara oke alaNibo Dezie
Map

Ọka bu ịsị óche Ȯra Anambra (Anambra State)

Óká
Ebe Awka no na Naigeria

Ihu igwe dezie

Ọnodu ihu igwe nke Ọka bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Obodo a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa Ọktoba afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.

Ọka so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Naijiria

Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Lee nke ozo dezie