Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu

Chukwuemeka "Emeka" Odumegwu Ojukwụ, Ikemba Nnewi, onye amụrụ n'afọ (4.11.1933) bụ onye ndụ Bịafra sịte n'afọ (1967–1970).