Yetunde Onanuga
Yetunde Onanuga
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Septemba 1960 |
Ebe ọmụmụ | Ibadan |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Deputy Governor of Ogun State |
ebe agụmakwụkwọ | Olabisi Onabanjo University |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress |
Yetunde Onanuga (Ha muru ya na 11 September 1960) bu onye ndorondoro ochichi Nigeria bu osoko governo Ogun state.
Mbido ndu
dezieHa muru Onanuga na Adeoyo Hospital na Ibadan, kapitalu Ȯra Ọyọ na ala Naijiria. Nna ya bu F.T. Fabamwo.[1]
Nwanyia gara akwukwo na Ogun state yana Lagos ebe onwete nzere na nkuzi. Obia gba mgbo we metcha MBA na Ogun State University.
Nwanyia ruru olu na uno olu na fu maka environment na Lagos state mgbe ha roputara ya ka obulu osoko gonono Ibikunle Amosun na 2015. Amosun bu govono mgbe osoko govono nke mbu si na otu pati osi banya, obia gawa pati ozo. Amosun horu Onanuga na ime mmadu ator ha wepute.[2]
Ha hopu tara Onanuga osoko govono.[3]
Nrụtụaka
dezie- ↑ Onanuga: Round peg in round hole, 7 January 2015, The Nation Online NG, Retrieved 17 February 2016
- ↑ How Amosun’s running mate emerged, 19 December 2014, VanguardNGR, Retrieved 17 February 2016
- ↑ HID Awolowo passes on at 99, 2015, ThisDayLive, Retrieved 18 February 2016