Up North (film)
Up North (film)
aha | Up North |
---|---|
ụdị | adventure film |
ndi mgbasa ozi | Netflix |
mba osi | Naijiria |
Mmalite asụsụ ihe ngosi | Bekee |
afọ/ụbọchị mbipụta | 2018 |
Onye nduzi | Tope Oshin |
ụlọ ọrụ mmepụta ihe | Inkblot Productions |
ebe akụkọ | Lagos |
Ụcha anụkpa ahụ | color |
usoro nkesa | video on demand |
Kijkwijzer rating | 9 |
Up North bụ ihe nkiri Ejije Nigeria nke afọ 2018 nke Anakle Films na Inkblot Productionsmepụtara [1] ma Tope Oshin duziri ya. [2] Naz Onuzo na Bunmi Ajakaiye dere ihe onyonyo a, nke dabere na akụkọ sitere n'aka Editi Effiong. [3] 'Emekariri ya na Bauchi,ma mee otu izu ya na Legọs . [4]
Ndị Sonyere n'ihe nkiri a
dezie- Banky Wellington dị ka Bassey Otuekong
- Rahama Sadau dị̀ ka Mariam
- Kanayo O. Kanayo dị ka Chief Otuekong
- Adesuwa Etomi-Wellington dị ka Zainab
- Michelle Dede dị ka Idara Otuekong
- Hilda Dokubo dị ka Mrs Otuekong
- Ibrahim Suleiman dị ka Sadiq
- Rekiya Attah dị ka onyeisi ụlọ akwụkwọ Hassan
- Akin Lewis dị ka Otunba
Hụkwa
dezie- Ndepụta ihe nkiri Naijiria nke 2018
Nrụtụaka
dezieNjikọ mpụga
dezie- ↑ "Up North Featuring Adesua And Banky W". Retrieved on 2018-11-22. (in en-US)
- ↑ Up North: Tope Oshin's thrilling joy ride (en-US). TheCable Lifestyle (2019-01-19). Retrieved on 2019-01-19.
- ↑ TBoss, Kanayo O Kanayo, Rahama Sadau Banky W in Up North (en-UK). amp-pulse-ng.cdn.ampproject.org. Archived from the original on 2020-10-14. Retrieved on 2018-11-18.
- ↑ Making Nigeria’s biggest scale film: Producer Zulumoke Oyibo reflects on Up North (en-US). The Guardian Nigeria Newspaper - Nigeria and World News (2018-12-27). Archived from the original on 2019-04-10. Retrieved on 2018-12-27.