Kanayo O. Kanayo
ome ihe nkiri si Naijiriya
Kanayo O. Kanayo
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Onyekwere |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Maachị 1962 |
Ebe ọmụmụ | Mbaise |
Dị/nwunye | Nneka Onyekwere |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri, onye ọka iwu, ambassador, onye ọchụnta ego |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | Nigerian Law School, University of Abuja |
ogo mmụta | academic degree, nzere masters |
isi agụmakwụkwọ | social communication |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1982 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | Living in Bondage: Breaking Free, Up North (film), Lion Heart, Across the Niger, Nneka the Pretty Serpent |
Ihe nrite | Africa Movie Academy Award for Best Actor in a Leading Role, Best of Nollywood Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Anayo Modestus Onyekwere[1] [2] (amụrụ nwoke'a na ụbọchị mbụ nke Mach n'afọ 1962 na Mbaise, Imo State, Nigeria ) [3] Anayo, onye nke amara amara dịka Kanayo O Kanayo bụ onye Nigeria na-eme ihe nkiri . N'afọ 2006, ọ meriri ma nweta nturu ugo nke kacha mma n’egwuregwu Africa Movie Academy Award . [4]
Kanayo malitere ime ihe nkiri n'afọ 1992 mgbe oso mee ihe nkiri Living in Bondage . [5] Kanayo emeela ihe nkiri karịrị otu narị.
Ugbu a ọ bụ onye nnọchi anya United Nations ma nwee ọkwa na aha MFR . [6] Kanayo tinyere Kenneth Nnebue (onye mepụta ihe nkiri Living in Bondage ), Olu Jacobs, Enoch Adeboye, Queen Elizabeth na Fela Kuti so na ndị ndị gọọmentị Naijirịa kwanyere ùgwù na afọ 2014 n'oge ememme narị afọ. [7]
Nrụtụaka
dezie- ↑ Anayo Modestus Onyekwere aka KOK. African Movie Academy Award. Archived from the original on 24 July 2011. Retrieved on 18 January 2011.
- ↑ Official Website. kanayookanayo.com. Archived from the original on 1 July 2010. Retrieved on 18 January 2011.
- ↑ "Why Nollywood must recapitalise – Kanayo O. Kanayo". Retrieved on 18 January 2011.
- ↑ AMAA 2006 - List of Winners. African Movie Academy Awards. Archived from the original on 12 February 2008. Retrieved on 11 September 2010.
- ↑ Living in Bondage: Internet Movie Data Base. Retrieved on 2009-10-18.
- ↑ https://twitter.com/KanayoOKanayo
- ↑ Nigeria’s Centenary: Queen Elizabeth and all the award winners. Retrieved on 7 October 2014.