Hilda Dokubo

Ọkaiwu Nwanyị Naijeria
Hilda Dokubo
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereHilda Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Ọktoba 1969 Dezie
Ebe ọmụmụBuguma Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, advocate Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke ọdụ ụgbọ mmiri-harcourt Dezie
ogo mmụtabachelor's degree, nzere masters Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1992 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteAfrica Movie Academy Award for Best Actress in a Supporting Role, 11th Africa Movie Academy Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Hilda Dokubo (onye a makwaara dika Hilda Dokubo Mrakpor ) bụ onye na-eme ihe nkiri na Naịjirịa na onye ntorobịa na-akwado, ya bụbu onye ndụmọdụ pụrụ iche n'okwu ndị ntorobịa nye Peter Odili, onye bụbu gọvanọ nke Rivers steeti . [1] [2]

Hilda Dokubo

Oge mbu na mmụta dezie

A mụrụ Hilda Dokubo dị ka nwa mbụ n'ime ụmụ isii na Buguma, bụ obodo dị na Asari-Toru, Riva Steeti ebe ọ gara n’ihu gụchaa akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke abụọ na St Mary Steeti Skuulu nke dịnna okporo ụzọ Aggrey ma gụọ akwụkwọssekọndrị ya na Ụlọ Akwụkwọ Gọọmentị Akwụkwọ Sekọndrị. Ọ bụ otu n'ime ndị gụrụ akwụkwọ na Mahadum nke Port Harcourt ebe ọ jiri nzere degre Bachelo pụta

A mụrụ Hilda Dokubo dị ka nwa mbụ n'ime ụmụ isii na Buguma, bụ obodo dị na Asari-Toru, Riva Steeti ebe ọ gara n’ihu gụchaa akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke abụọ na St Mary Steeti Skuulu nke dịnna okporo ụzọ Aggrey ma gụọ akwụkwọssekọndrị ya na Ụlọ Akwụkwọ Gọọmentị Akwụkwọ Sekọndrị. Ọ bụ otu n'ime ndị gụrụ akwụkwọ na Mahadum nke Port Harcourt ebe ọ jiri nzere degre Bachelo pụta na Ụlọ ihe nkiri Arts . [3]

Ọrụ dezie

Dokubo mere nyocha mbụ ya n'oge ntorobịa ya na fim nke afọ otu pukunna narị itenanị na ịrị na itenanị nke akpọrọ Ajọ Passion . Ọ bụ onye e gosipụtara kemgbe ma mepụta ọtụtụ fim ndị Naịjirịa . [4] Ọ tinyere aka na nkwado na n'ime ihe nkiri na afọ puku abụọ na iri na ịse nke akpọrọ Stigma, Dokubo meriri dịka onye omeebe kachasị mma na ntinye aka nke ịrị na otuna Africa Movie Academy Awards . [5] Àtụ:Inc-film

  • Without Love
  • Forever (1995)
  • Jezebel
  • Evil Passion(1996)
  • Hour of Grace
  • Error of the Past (2000)
  • Sweet Mother (2000)
  • Black Maria (1997)
  • End of the Wicked (1999)
  • "Confidence"
  • Onye-Eze (2001)
  • My Good Will (2001)
  • Light & Darkness (2001)
  • A Barber's Wisdom (2001)
  • My Love (1998)
  • Above Death: In God We Trust (2003)
  • World Apart (2004)
  • With God (2004)
  • Unfaithful (2004)
  • Chameleon (2004)
  • 21 Days With Christ (2005)
  • Gone Forever (2006)
  • Stigma (2013)
  • The CEO (2016)

Nrụtụaka dezie

  1. "Hilda Dokubo stages come back to screen", The Sun Newspaper, 9 April 2016. Retrieved on 2 June 2016.
  2. Uwandu, Elizabeth. "I set pace for entertainers to hold political office – Hilda Dokubo", Vanguard Newspaper, 7 May 2015. Retrieved on 2 June 2016.
  3. Izuzu, Chidumga (23 October 2015). Hilda Dokubo: 6 things you probably don't know about talented Veteran. Pulse Nigeria. Retrieved on 2 June 2016.
  4. Njoku. "What fame has done for me — Hilda Dokubo", Vanguard News, 3 October 2015. Retrieved on 2 June 2016.
  5. Adesola Ade-Unuigbe (21 August 2015). See Full List of 2015 Africa Movie Academy Awards (AMAA) Nominees | OC Ukeje, Hilda Dokubo, Ini Edo & More. BellaNaija. Retrieved on 2 June 2016.