Adesua Etomi
mmádu Ụlọ ọrụ mmepụta ihe ụlọ ọrụ ihe nkiri , Ihe nkiri nke Naịjirịa ụdịekere nwanyị mba o sị Naijiria aha n'asụsụ obodo Adesua Etomi Aha ọmụmụ Tolulope aha enyere Adesua aha ezinụlọ ya Etomi ụbọchị ọmụmụ ya 22 Febụwarị 1986 Ebe ọmụmụ Owẹrrẹ Dị/nwunye Bankole Wellington Asụsụ obodo Esan asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka Bekee , Esan , pidgin Naịjirịa ọrụ ọ na-arụ omee , onye egwu , onye na-emeputa ihe nkiiri ụdị ọrụ ya theater arts ebe agụmakwụkwọ City College Coventry , University of Wolverhampton , Queen's College, Lagos ogo mmụta bachelor's degree oge ọrụ ya (mmalite) 2012 , 2014 agbụrụ Esan people , Ndi Yoruba Ụcha ime anya brown ụcha ntụtụ isi Ntụtụ ojii Ọrụ ama ama Knocking on Heaven's Door nnọchiaha nkeonwe L484
Adesua Etomi-Wellington , audio (help ·info ) nke a makwaara dị ka Adesua Etomi (amụrụ 22 Febụwarị 1988),bụ nwafọ Naijiria na-eme ihe nkiri. [ 1] N'afọ 2014, ọ pọtara n'ihe nkiri izizi ya Knocking On Heaven's Door . [ 2] O meriri Best Actress in a Drama na 2016 Africa Magic Viewers Choice Awards maka ọrụ ya na ihe nkiri ịhụnanya
Mmalite ndu ya na mmuta
dezie
A mụrụ Tolulope Adesua Etomi na Owerri , dị n'Imo Steeti , n'ụbọchị nke 22 n'ọnwa Febụwarị. [ 3] [ 4] Ọtụtụ mmadụ kwuru afọ ọmụmụ ya bụ afọ 1988. [ 5] [ 6] [ 7] Agbanyeghị, n'ajụjụ ọnụ e mere na Jenụwarị n'afọ 2016, Etomi gwara Pulse Nigeria na ọ dị afọ 29. [ 8] Ọzọkwa, Answers Africa bipụtara otu edemede na Maachị nke afọ 2016 na-ekwu na ọ dị afọ 30. [ 9] Nna ya bụ onye agha nke agbụrụ Esan na nne ya bụ injinia nke agbụrụ Yoruba . [ 10] Ọ bụ ọdụdụ nwa n'ime ụmụnne atọ. [ 11] Etomi gara ụlọ akwụkwọ Corona dị na Victoria Island, na Legos, ebe o sonyere na otu ihe nkiri mgbe ọ dị afọ asaa. Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ gara Queen's College, na Legos tupu ọ kwaga na United Kingdom mgbe ọ dị afọ 13. Etomi mechara nweta diplọma na "physical theatre, musical theatre and performing arts" na City College Coventry n'afọ 2004. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ ndị a n'afọ 2006 nweta distinshọn atọ, ọ mụrụ drama and performance na Mahadum nke Wolverhampton, ebe o ji fest klaasị gụchaa .
Ihe nkiri Etomi mere gụnyere Arbitration , [ 12] Wedding Party , [ 13] na Falling . [ 14] Omume ya na Falling nwetara ya Africa Magic Viewers Choice Award for Best Actress in a Drama n'afọ 2016. [ 15] [ 16] Ihe nkiri ndị ọzọ ama ama ọ pụtara na ya gụnyere A Soldier's Story (2015), Out of Luck (2015), [ 17] na Couple of Days (2016). [ 18] Etomi zara Shiela n'agba nke anọ na nke ise nke Shuga , ihe nkiri onyonyo banyere mgbochi HIV / AIDS . [ 19] [ 20] Etomi malitere ị bụ Amaka Obiora, onye uwe ojii nzuzo, n'ihe emume onyonyo Yemisi Wada a kpọrọ LasGidi Cops , nke pụtara na June n'afọ 2016 na televishọn. [ 21] E gosiputara ya na ndepụta nke Vogue's list of 14 global superstars. [ 22]
Adesuwa Etomi na di ya Banky W. na AMVCA 2020
Etomi kwetere ị lụ Banky W n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2017. [ 23] [ 24] Di na nwunye ahụ lụrụ di na nwunye ọdịnala n'ụbọchị nke 19 n'ọnwa Nọvemba, agbamakwụkwọ ụlọ ikpe ha bụ n'ụbọchị nke 20 n'ọnwa Nọvemba, nakwa agbamakwụkwọ ndị ọcha n'ụbọchị nke 25 n'ọnwa Nọvemba n'afọ 2017; nke e mere na Cape Town, na South Africa . [ 25]
Afọ
Aha
Ọrụ
Ihe edeturu
2013
The Call
Tara
Obere ihe nkiri
2014
Brave
Layo
Obere ihe nkiri
2014
Knocking On Heaven's Door
Debbie
2015
Falling
Muna
2015
A Soldier's Story
Lebari
2015
Out of Luck
Bisola
2016
Couple of Days
Nina
2016
The Arbitration
Dara Olujobi
2016
Something Wicked
2016
The Wedding Party
Dunni Coker
2016
Ayamma:Music In The Desert
Ayamma / Iko / Ihuoma
2017
10 Days Sun City
Bianca
2017
<i id="mw6g"></i>The Wedding Party 2
Dunni Onwuka
2018
Date Night
2018
King of Boys
Adekemi Salami
2018
Memoirs of 4
2018
Up North
Zainab
2019
<i id="mwAQ4">Muna</i>
Muna
2019
Malika: Warrior Queen
Malika
Ihe onyonyo dị n'usoro
dezie
Afọ
Aha
Ọrụ
Ihe edeturu
2012
Smooth Promotions
Onye na-ede akụkọ / onye na-eweta ihe nkiri
Ụlọ ọrụ onyonyo
2014
Gidi Up ( oge 2 ) [ 26]
Sharon
Usoro
2015
Las Gidi Cops [ 27]
Amaka Obiora
Usoro
2015
Shuga (oge 4) [ 28]
Sheila
Usoro
2017
Shuga: Down South [ 29] [ 30]
Sheila
Usoro
Afọ
Aha
Ọrụ
Ụlọ ọrụ
2004
The Crucible
John Proctor
City College Production
2005
Miss Saigon
John Thomas
City College Production
2006
Jesus Christ Superstar
Judas
City College Production
2008
Fractal
The Oppressed
Arena Theatre
2009
The Grimm Tales
Dwarf / Witch
Arena Theatre
2009
Not My Cup Of Tea
Immigrant
Arena Theatre
2012
The Miller's Tale
Alice
Saga Tiata - Edinburge Fringe Festival
2013
Anatomy Of A Woman
Bolatito
Lagos Theater Festival
2013
Shattered
Loveth
Paw Studios
2013
Crystal Slippers
Sewa
Thespian Family Theater
2013
London Life Lagos Living
Sue
Paw Studios
2013
Saro [ 31]
Rume
Bap Productions
2013
Secret Life Of Baba Segi's Wives
Segi
Joos and Joms Productions
2014
Band Aid [ 32]
2014
Make We Waka
Chantelle
Look Left Look Right
2014
Saro [ 33]
Rume
Bap Productions
Afọ
Ọrụ
Ụlọ ọrụ
2013
Taste Bud
Fanta
2014
Fan
Solo Phones
Ọtụtụ mmadụ kwuru afọ ọmụmụ ya bụ afọ 1988. Agbanyeghị, n'ajụjụ ọnụ e mere na Jenụwarị n'afọ 2016, Etomi gwara Pulse Nigeria na ọ dị afọ 29.
↑
Adesua Etomi
Banky W (Her Husband)
Adesua Etomi: Life of a ‘first class’ graduate turned screen diva as she celebrates another year . Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 24 February 2019.
↑ Adesua Etomi: 5 movies featuring Africa's best actress of the year . Archived from the original on 2 August 2017. Retrieved on 8 February 2020.
↑ Biography/Profile/History Of Nollywood Actress Adesua Etomi . Archived from the original on 2017-11-23. Retrieved on 2020-11-06.
↑ The Amazing Life of Adesua Etomi .
↑ Biography/Profile/History Of Nollywood Actress Adesua Etomi . Archived from the original on 2017-11-23. Retrieved on 2020-11-06.
↑ 10 wonderful things to know about Adesua Etomi .
↑ Adesua Etomi Biography .
↑ Full Interview: Nollywood Actress Adesua Etomi Chats With Pulse TV .
↑ Africa's Best Actress of the Year; Adesua Etomi .
↑ Birthday Turnup! Nollywood Actress Adesua Etomi Celebrates with Gideon Okeke, Gbenro Ajibade, Osas Ighodaro, Linda Ejiofor & More .
↑ Nollywood Actress Adesua Etoni: I'm from Esan Tribe from Edo State, My Mother is Yoruba .
↑ NET Films: Watch O.C Ukeje and Adesua Etomi in new movie The Arbitration - Nigerian Entertainment Today - Nigeria's Top Website for News, Gossip, Comedy, Videos, Blogs, Events, Weddings, Nollywood, Celebs, Scoop and Games (28 July 2016).
↑ ‘The Wedding Party’ of Banky W and Adesua Etomi - Premium Times Nigeria (11 November 2016).
↑ Nollywood Movie 'Falling' Which Stars Desmond Elliot And Adesua Etomi To Hit Cinemas In September - Nigerian Entertainment Today - Nigeria's Number 1 Entertainment Daily (13 August 2015).
↑ 'Falling' to Premiere Tomorrow with Adesua Etomi, Blossom Chukwujekwu & Kunle Remi - Watch the Trailer .
↑ Adesua Etomi Best Actress 2016 AMVCA ▷ All News ▷ Naij.com .
↑ This Movie Trailer is a Must Watch! Linda Ejiofor, Femi Branch, Jide Kosoko, Tope Tedela & More in 'Out of Luck' . BellaNaija.
↑ "Couple of Days": Watch Adesua Etomi, Falz, Enyinna Nwigwe, Kiki Omeili in behind the scenes . Archived from the original on 2017-06-23. Retrieved on 2020-11-06.
↑ MTV Shuga Behind the Scnenes - Adesua Etomi talks about her character Sheila in MTV Shuga 4 . Archived from the original on 2018-11-02. Retrieved on 2020-11-06.
↑ MTV Shuga character profile - Sheila . Archived from the original on 2015-12-05. Retrieved on 2020-11-06.
↑ Are You Ready for 'Lasgidi Cops: Special Crimes Unit'? Watch the Trailer of the Crime Series starring Joke Silva, Bimbo Akintola & More! . BellaNaija (3 June 2016).
↑ Actress, Adesua Etomi covers Vogue with 13 other ‘global superstars’ .
↑ It’s no movie, BankyW and actress Adesua Etomi announce engagement . Premium Times (3 May 2017). Retrieved on 3 May 2017.
↑ "See photos of Banky W and Adesua Etomi at their introduction ceremony ", 2017-05-06. Retrieved on 2017-05-25.
↑ #BAAD2017: Presents Banky W and Adesua Etomi’s White Wedding . Archived from the original on 5 August 2018. Retrieved on 26 November 2017.
↑ Meet the Stars of Gidi Up, Season 2 . Encomium Magazine . Archived from the original on 2018-09-23. Retrieved on 2020-11-06.
↑ Edwin Ikenna Madu: Reviewing ‘Lasgidi Cops – Special Crimes Unit’ . BellaNaija .
↑ Adesua Etomi, Sharon Ezeamaka, Others: TV series stars spend time with fans ahead of season . pulse.ng . Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2020-11-06.
↑ Watch episode 8 of "MTV Shuga: Down South" . Archived from the original on 2017-05-11. Retrieved on 2020-11-06.
↑ Cast - MTV Shuga .
↑ 2014: New faces to watch in Nigerian arts . Archived from the original on 2014-01-04. Retrieved on 2020-11-06.
↑ Majmua Theatre brings Band Aid, the Christmas edition to the Muson [DETAILS - YNaija].
↑ THE RETURN OF SARO THE MUSICAL, Articles - THISDAY LIVE . Archived from the original on 2015-07-08. Retrieved on 2020-11-06.
↑ Chidumga Izuzu (29 June 2015). 'Golden Movie Award': Nse Ikpe Etim, Adesua Etomi, OC Ukeje win big . pulse.ng . Archived from the original on 17 April 2016. Retrieved on 6 November 2020.
↑ Archived copy . Archived from the original on 2015-07-19. Retrieved on 2020-11-06.
↑ Adesua Etomi Wins Best Actress At Eloy Awards 2015 - Nigerian Entertainment Today - Nigeria's Number 1 Entertainment Daily (30 November 2015). Archived from the original on 3 March 2016. Retrieved on 6 November 2020.
↑ Izuzu. AMVCA 2016: Adesua Etomi beats Genevieve Nnaji to win 'Best Actress' . Archived from the original on 2017-08-04. Retrieved on 2020-11-06.