Obodoézè Nà Ofú

Obodoézè Nà Ofú (United Kingdom of Great Britain and Northern Ireland) bu otu ala ndi ocha no na obodo ukwu adi-kpo Obodo Békè (Europe). Obu ndi na, bula ndi ocha biara n'ime Afrịka nonye na Naigeria n'oge gara-aga, bukwa wo bu ndi ocha nke ana kpo ndi békè'.

Ebe Njikota Ochíchíeze no na Europe
Okoloto ndi NO

Lee nke ozoMèzi