Somkele Iyamah
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Somkele Iyamah |
Aha ọmụmụ | Somkele Iyamah |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Maachị 1988 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Delta |
Ńnà | Andy Nkwor Iyamah |
Ńné | Onyi Iyamah |
nwanne | Dumebi Iyamah |
Dị/nwunye | Aaron Idhalama |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Asụsụ ọ na-ede | Asụ̀sụ̀ Ìgbò, British English, American English |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | McMaster University, Grange School, Ikeja |
ogo mmụta | Bachelor of Science |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2011 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | The Wedding Party, The Arbitration, 93 Days, Lara na Beat, Gidi Up |
mba osi | Naijiria |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
webụsaịtị | https://www.somkele.com |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Somkele Iyamah-Idhalama bụ onye na-eme ihe nkiri na ihe nlere na Naijiria. Amara ya ama maka ọtụtụ ọrụ ihe nkiri ya gunyere 93 Days (2016), The Wedding Party, The Arbitration (2016), na Gidi Up (2013). O nwetara nsọpụrụ na onyinye dị iche iche na mmemme nke bụ Toronto International Film Festival ma na Africa International Film Festival.
Amụrụ Iyamah na mpaghara Ika (Agbor) South nke Delta Steetị, na ezinulo Andrew na Onyi Iyamah. Ọ bụ nwa nke atọ n’ime ụmụaka anọ. Onye nkuzi bụ Mrs. Abe, webatara ya ịgba egwu na ihe nkiri ka ọ na-aga ụlọ akwụkwọ Grange na Lagos.
Somkele nwere nzere na biochemistry site na Mahadum McMaster. O wepụtara onwe ya n'ọtụtụ ihe ngosi maka ọrụ ebere na McMaster ma rụọ ọrụ dị ka onye nlere n'oge ezumike akwụkwọ na Nigeria.
Ọrụ
dezieỌrụ ya a ma ama maka TV nọ na AMVCA ndị a họpụtara na ndị a ma ama nke ọma gụnyere, 'GIDI UP' nke NdaniTv, Amazon 'THE EXPANSE' na 'CORONER' nke CBC. Ọrụ ya na ihe nkiri emeela ka ya na ndị Nollywood kachasị nwee mmeko dịka Steve Gukas na Kemi Adetiba na Danny Glover nke mere ihe nkiri 93 DAYS ebe Somkele mere dika otu n'ime ndị dọkịta dị ndụ bụ ndị oria Ebola jidere na Nigeria nke Steve Gukas duziri nke mechara merie ọtụtụ onyinye na nhọpụta na ụwa niile gunyere ELOY (maka nwaanyị kachasị mma nke afọ ahụ), nhọpụta AMVCA maka onye ọsọte nwanyị kachasị mma, mmeri AMVCA, mmeri TFAA, nhọpụta AMAA na AFRIFF
Ọ bụ onye nnọchite anya ọtụtụ nkwado ụlọ ọrụ dịka Multichoice Nigeria (DSTV Ambassador), Jewel Site Lisa, na The Access Bank Lagos City Marathon. Ọ na-eje ozi dịka Onyeisi Mpaghara otu ejiji nke bụ Andrea Iyamah.
Ndụ ya n'ime
dezieSomkele na-achịkwa otu ụlọ ejiji, Andrea Iyamah, nke nwanne ya nwaanyị nke ọ tọrọ Dumebi Iyamahguzobere. Ọ lụrụ Captain Aaron Idhalama, nnukwu mmadụ na onye ọkaibe na ụlọ ọrụ na ngalaba ụgbọ elu Naịjirịa.[1]
Onyinye na nhoputa
dezieAfọ | Aha Nrite | Katịgorị | Ọrụ | Ndetu |
---|---|---|---|---|
2016 | Toronto International Film Festival (TIFF) | International Rising Star | Herself | [2]Merie |
Africa International Film Festival (AFRIFF) (AFRIFF) | Special Jury Recognition Award | 93 Days | Merie[3] | |
The Exquisite Lady Of The Year (ELOY) Awards | Actress Of The Year | Merie | ||
The Future Awards Africa | Prize For Actor | Merie[4] | ||
Africa Movie Academy Award (AMAA) | Best Supporting Actress | Nhọpụta | ||
2017 | 2017 Africa Magic Viewers Choice Awards | Best Supporting Actress | Nhọpụta | |
Trailblazer Award | Herself | Merie[5] |
Ndetu ihe nkiri
dezieAfọ | Aha | Ọrụ | Ndetu |
---|---|---|---|
2020 | A Soldier's Story: Return From The Dead | Zaya | With Eric Roberts, Linda Ejiofor, Daniel K. Daniel
Director: Frankie Ogar Post Production |
2018 | Lara and the Beat | Dara Giwa | With Seyi Shay, Vector The Viper, Chioma Akpotha
Director: Tosin Coker |
2017 | The Wedding Party 2 | Yemisi Disu | With Adesua Etomi, Richard Mofe Damijo, Iretiola Doyle, Banky W
Director: Niyi Akinmolayan |
2016 | The Wedding Party | Yemisi Disu | With Adesua Etomi, Richard Mofe Damijo, Iretiola Doyle, Banky W
Director: Kemi Adetiba |
2016 | 93 Days | Dr. Ada Igonoh | With Danny Glover, Gideon Okeke, Bimbo Akintola,
Director: Steve Gukas |
2016 | The Arbitration | Omawumi Horsefall | With O.C. Ukeje, Iretiola Doyle, Adesua Etomi
Director: Niyi Akinmolayan |
2015 | The Department | Ireti | With Jide Kosoko, Osas Ighodaro Ajibade, O.C. ukeje,
DIrector: Remi Vaughn Richards |
Afọ | Aha | Ọrụ | Ndetu |
---|---|---|---|
2020 | The Expanse | Engineer | Network: Amazon Prime |
2018 | Coroner | Mrs. Kamau | Network: CBC |
2014 | Gidi Up Season 2 | Yvonne | Network: NdaniTV |
2015 | Best Friends | Uche | Network: EbonyLife TV |
2013 | Gidi Up Season 1 | Yvonne | Network: NdaniTV |
2013 | Gidi Up (Pilot) | Yvonne | Network: NdaniTV |
Ebe m si dee
dezie- ↑ Aaron Idhalama (en-US). Archived from the original on 2021-10-06. Retrieved on 2020-11-14.
- ↑ "TIFF’s Rising Stars", TIFF, 2017-01-06. (in en)
- ↑ Izuzu, Chidumga. "AFRIFF 2016: Rita Dominic, RMD, Somkele Idhalama, Chioma Ude attend Globe Awards". (in en-US)
- ↑ "Winners of Future Awards Africa 2016 named - Premium Times Nigeria", Premium Times Nigeria, 2016-12-19. (in en-GB)
- ↑ Partners, Alexander Moore. "AMVCA 2017: Check Out Nigerian Entertainers Who Made The Nomination List", Nigeria News Online & Breaking News | BuzzNigeria.com, 2017-03-02. (in en-US)