Orogbu Obiageli
[1].Lilian Obiageli Orogbu bụ onye nkuzi na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria.Ọ bụ otu n'ime naanị ụmụ nwanyị iri na asaa a họpụtara na Mgbakọ Mba nke iri. A họpụtara ya ka ọ bụrụ Ụlọ Ndị Nnọchiteanya Federal site na Awka North / Awka South Federal Constituency nke Anambra State na tiketi nke Labour Party, LP.
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Obiageli |
aha enyere | Lilian, Obiageli |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | lecturer, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, academic |
onye were ọrụ | Nnamdi Azikiwe University |
ebe agụmakwụkwọ | Nnamdi Azikiwe University |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Ọrụ
dezieL.Lilian Orogbu bụ prọfesọ nke Business Administration na Nnamdi Azikiwe University Awka. S . A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nnọchi anya 10th House of Representatives site na Awka North / Awka South Federal Constituency na 25 February 2023 na tiketi nke LP. O nwetara vootu 34,713 iji merie ndị isi ya, onye na-azọ ọkwa nke All Progressives Grand Alliance, APGA, Obi Nwankwo onye nwetara vootu 24,814, na onye na-aga ọkwa nke People's Democratic Party, PDP Emeka Igwe onye nwetara voolu 21,850. [2] [3] [4] otu n'ime naanị ụmụ nwanyị iri na asaa a họpụtara na Nzukọ nke iri nke ndị otu 469 mejupụtara Senate na House of Representatives.
Edensibia
dezie- ↑ Obarayese (2023-02-28). #ElectionResults2023: Unizik lecturer wins Awka North/South Federal Constituency for Labour Party (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2023-05-01.
- ↑ Ozoji. "Opposition Elements Attempted To Falsify Awka-North, South Election Results – Orogbu", March 1, 2023. Retrieved on May 1, 2023.
- ↑ DID YOU KNOW? Women got only 3.5% of national assembly seats declared so far (en-US). TheCable (2023-03-09). Retrieved on 2023-05-01.
- ↑ Sule (2023-03-11). Meet the 17 women who made it to 10th National Assembly (en-GB). Daily Trust. Retrieved on 2023-05-01.