Obiageli
Afa Igbo bụ Obiageli,ma ọbụ Obyna mkpilisi bụ aha nwanyị ọdịnala nke ndị Igbo nke Naijiria ji. Ọ pụtara "Onye amụrụ iji rie akụ na ụba".[1]
Ndị ama ama nwere aha a gụnyere:
- Oby Ezekwesili, Chartered accountant na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị
- Obigeli Olorunsola, onye na-egwu Badminton
- Oby Kechere, onye na-eme ihe nkiri na onye nduzi ihe nkiri
- Oby Onyioha, Onye na-agụ egwú na onye na-ede egwú
- ↑ Obiageli - Girl's name meaning, Origin, Language, Gender & Popularity. Babymigo. Retrieved on 30 September 2019.