Oby Kechere

Onye na-eme ihe nkiri Naijiria
Oby Kechere
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụImo State Dezie
ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, omee ihe nkiri Dezie

OBY Kechere Audio  bụ onye Naijiria omee na onye nhazi ndu ihe nkiri . [1] O si na mbaise na Imo steeti, Naijiria . [2]

Ọ pụtala n'ọtụtụ ihe nkiri Nollywood rue ugbu a, gụnyere Di "Ala-Bekee (American Husband)", "Karia Ọnwu (Beyond Death)", "Dokinta Thomas (DR Thomas)", "Ekete", "Nsogbu Ekwenti (GSM Wahala)", "Nkpi (He Goat)", "Oge m (My Time)", "Ọnoọnikpo Akụ", "Onye Obioma", "Ijeoma (Safe-Journey)", "Nzuzo Obi", "World a Na Pawpaw", "Ezi Nkwenye" na "Mmekorita umunwanyị".

Ebe Nweta

dezie
  1. (12 August 2007) Showpiece, Daily Sun (Nigeria), Retrieved November 1, 2010 ("Actress and movie director Oby Kechere alias Ms KoiKoi")
  2. (22 February 2009) Oby Kechere (Ms Koi-koi), Nigeria Daily News, Retrieved November 1, 2010

Njikwa ikike