Matilda Obaseki
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Matilda Obaseki |
Aha ọmụmụ | Matilda Obaseki |
aha enyere | Matilda |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1968 |
Ebe ọmụmụ | Benin City |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye nhazi ederede |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | University of Benin |
ogo mmụta | bachelor's degree |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2007 |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ọrụ ama ama | A Place in the Stars |
ahọpụtara maka | Best of Nollywood Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Matilda Obaseki bụ onye na eme ịhe nkịrị Nigerian film actress bukwru ọye edemede scriptwriter Nigeria. Ọ bụ onye na-eme ihe nkiri na emume ịhe nkịrị na ewu ewu nke TV a na akpọ Tinsel. [1]
Mbido ndu
dezieA mụrụ Obaseki na 19 Maachị 1986 na Benin City, Oredo Local Government Area, Edo State ebe o tolitere. Ọ bụ ọdụdụ nwa n’ime ụmụaka asaa. [2] [3]
Ndụ onwe
dezieObaseki lụrụ Arnold Mozia na Benin City na 21 Septemba 2013 mgbe ọ mụsịrị nwa mbụ ya otu afọ gara aga na 31 August 2012. Ọ mụrụ nwa nwoke nke abụọ na 1 Jenụwarị 2015. [4] [5] [6]
Ndụ mbido
dezieObaseki tolitere na Benin City, ebe o nwere Mmụta Nke Praịmarị na secondiri. Ọ kwụsịrị ịmụ Bekee na University of Benin iji lekwasị anya n'ọrụ ya bu ịme ịhe nkịrị. [7]
Ọrụ
dezieObaseki bidoro ọrụ ya n’afọ 2007, mana amara ya nke ọma na oru ya na ịhe nkiri nke Tinsel, ebe ịhe ana akpọ ya be Angela Dede. [8] Tupu ọsoro mee Tinsel, ọ rụrụ ọrụ na ịmeịhe nkịrị nwa agbọghọ ogbeye na ịhe emume TV nke US, nke pụtara na usoro atọ. [9] Ihe nkiri mbụ ya nke 2014 a kporo, A Place in the Stars, ebe ya na Gideon Okeke na Segun Arinze rụkọrọ ọrụ.
Ebe nsi weta
dezie- ↑ I am living up my dream Tinsel cast — Matilda Obaseki. Encomium.com. Encomiums Ventures Ltd. (27 December 2015). Archived from the original on 24 April 2016. Retrieved on 7 May 2016. “This story was first published in ENCOMIUM Weekly on 22 October 2013.”
- ↑ Why I keep away from men Tinsel star, Matilda Obaseki. Modern Ghana (September 17, 2009). Retrieved on March 19, 2016.
- ↑ Matilda Obaseki Biography. Manpower Nigeria.
- ↑ Photos - Tinsel Actress Matilda Obaseki White & Traditional Wedding - MJ Celebrity Magazine. MJ Celebrity Magazine. Retrieved on 19 March 2016.
- ↑ Tayo (2 October 2015). Matilda Obaseki: Actress shares loving picture of her family on Independence Day. pulse.ng. Archived from the original on 28 March 2016. Retrieved on 19 March 2016.
- ↑ Matilda Obaseki Welcomes 2nd Baby Boy. Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 19 March 2016.
- ↑ Akutu. "‘I Have No Regret Going Into Acting’", The Guardian, Guardian Media Group, 5 August 2018.
- ↑ Matilda Obaseki Biography – Age, Wedding. MyBioHub.
- ↑ 8 Things You Probably Didn't Know about Matilda Obaseki. ConnectNigeria (11 August 2016). Archived from the original on 12 June 2021. Retrieved on 12 June 2021.