Mụnachị Nwankwọ

Naijiria onye na-ese hip-hop, onye na-ede abụ, ihe ngosi ihe ngosi telivishọn, na onye na-eme ihe nkiri
Mụnachị Nwankwọ
mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoMunachi Abii Dezie
Aha ọmụmụMunachi Abii Dezie
aha enyereMuna Dezie
aha pseudonymMuna Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya5 Novemba 1987 Dezie
Ebe ọmụmụPort Harcourt Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts, music Dezie
Ọkwá o jiomee Dezie
ebe agụmakwụkwọBenson Idahosa University, Federal Government Girls' College, Abuloma Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2005 Dezie
agbụrụNdị Igbo Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ihe omume dị ịrịba amaMost Beautiful Girl in Nigeria Dezie
Ihe nriteBest of Nollywood Awards, Most Beautiful Girl in Nigeria Dezie
sonyere35 Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Munachi Abii (amụrụ Munachi Gail Teresa Abii Nwankwọ) bụ onye ala Naijiria na-agu egwu rap na egwu "hip-hop", ọ nakwa ede egwu. O merịkwara na ndọrọ ndọrọ nke onye kacha nma na afọ 2007. Ọ bụkwa onye ana-ahụ n'ihe onyonyo n'eme ọtụtụ ihe dị ịche ịche. Ọ bụkwa onye mara nma nke ana-ekịrị ekịrị. Ọ n'arụ ọrụ a n'aha nke Muna.

Munachi Gail Teresa Abii Nwankwo
MúrúPort Harcourt, Rivers State Nigeria
OrüOnye na agụ egwu

Mbido ndụ

dezie

Amụrụ ya zụọkwa ya n'obodo Port Harcourt. Muna bu onye Owerri onye ezị n'ụlọ ya kwadoro k'osogido akara aka ya bu egwu and ihe osịse. Ọgụrụ ihe bekee kpọrọ International relations and Diplomacy na mahadum Benson Idahosa University mgbe omechara agụmagụ ya na secondịrị nke ndi Federal Government Girls College Abuloma.Templeeti:Cn

Ndọrọ ndọrọ ọkacha nma

dezie
 
Muna mgbe ọna-eme nme nme icheta omụmụ ya na Miss World 2007 n'obodo China.

N'oge ọnọ na-afọ abụọ ya na mahadum n'afọ 2007, Muna merịrị na ndọrọ ndọrọ ọkacha nma n'ụmụ nwanyị nile n'obodo Naijiria.[1] N'ọnọdụ nke eze nwayi n'achị ọchịchị orịtara ka ogịrị ọkwado izisa ozị maka orịa Polio na Sickle cell,[2] ọnọchịtere anya ndị Naijịrịa n'obodo China n'oge ndọrọ ndọrọ okacha nma uwa nile n'afọ ahụ.[3] N'afọ 2009, Muna na onye nmerị nke MBGN nke afọ 2000 nke aha ya bụ Matilda Kerry rụkọtara ọrụ nke izisa ozị maka oria nke cervical cancer.[4]

Ọrụ ịgu egwu

dezie

Tutu omerie na MBGN, Muna osorola ndị Specimen A nke Port Harcourt mee ihe ngosị dị ịche ịche,[5] sorokwa Terry da Rapman n'ihe ha kpọrọ My PH Girl. Iji kagbue ihe onye obula chere, Muna ebidoghị ọrụ egwu ya na ndi Ijaw Boyz n'agu egwu ntabi ire, n'agbanyeghi n'oso ha dika onye obịa gụọ egwu.[6] Dika onye n'agụ egwu ntabi ire nọrọ onwe ya, Muna agụọla egwu na Babyrella tutu ọgbanwe aha ya wee zawa Muna, na dika onye n'ede egwu Muna edeela ọtụtụ egwu nye ndi egwu ama ama dika J Martins na Waje, bụrụ onye ahụrụ n'ọtụtụ ihe onyonyo nke egwu di iche iche, ama ya ama n'egwu ndi P Square n'egwu ha kpọrọ "Ifunanya".

N'ọnwa Jun n'afọ 2010 mgbe Muna na ndị egwu ọzọ kwụsịrị ịrụkọrịta ọrụ, Muna na ụlọ ọrụ Ayo Shonaiya's nke RMG  banyere na nkwekọrịta ịrụ ọrụ nke ga-abụ ọtụtụ afọ [7] were bido ịrụpụta ọrụ efere egwu ya bu nke mbụ nke ọ kpọrọ The Goddess, The Hustler,[8][9] nke a ga-agunyekwa egwu ndi nke ọgụrụ na-ahịrị na-ahịrị aha ha bụ I Feel Real, ya na Killer Queen.[10][11] Muna gakwara n'ihu ya na ndi egwu ọzọ ndi iche iche bekee na-akpọ hip hop na rụrikọta ọrụ; na mbido afọ 2011, Muna dere egwu sorokwa gụọ ya bụ egwu nke onye egwu aha ya bụ Waje; egwu nke ama ama ọ kpọrọ So Inspired. Osokwa onye egwu ntabi ire aha ya bụ Suspect mee egwu ihe onyonyo ọkpọrọ I No Send You.[12]

Muna bụ otu n'ime ndi egwu ntabire umu nwanyị kwuchtara anya ndi obodo Naijiria n'ihe onyonyo ezịrị n'ụwa nile nke ndi BET Cypher[13] maka ihe ngosi nke BET Awards n'afọ 2011, nakwa onwa anọ nke afọ 2012, Muna wepụtara egwu abụọ ọgụrụ n'ahịrị n'ahịrị ọkpọrọ Here To Stay na nke ọzọ ọkpọkwara Down Down Low.[14]

Orụ ndị ọzọ

dezie

N'afo 2011, Muna binyere aka na-akwụkwọ ndi Unilever ịkwado ahịa Lux ha dika onye ngosi. Ọ bụkwa onye n'ezipụta n'ihe onyonyo ire ahia Lux n'isonye nzọmukwu Patti Boulaye ya na Genevieve Nnaji.[15]

N'ọnwa anọ nke afọ 2011, oge ha kwadochara ihe onyonyo nke oso mee nke Michael Word ana-akpọ Pop Sugar, osokwara mee ihe onyonyo ana ezi ngbe obụla nke ndị Malta Guinness ana-akpọ Street Dance Africa.[Tinye edensibịa] Muna n'otu aka ahụ sokwara mee ndọrọ ọkacha nma nke ụmụ nwoke nke ndi Naijiria n'afọ 2012, osokwara mee Nokia Don't Break The Beat[16] ndọrọ ndọrọ nke multi-city Rap Battle.

Ọba akwụkwọ

dezie
  1. MBGN website. Archived from the original on 2008-05-01. Retrieved on 2017-07-29.
  2. Vanguard interview with Munachi. Archived from the original on 2013-03-07. Retrieved on 2017-07-29.
  3. Munachi is crowned MBGN
  4. Handing over a relief, Says Munachi Abii
  5. Interview with Muna. Archived from the original on 2016-03-05. Retrieved on 2017-07-29.
  6. Munachi on hip hop
  7. Linda Ikeji (27 June 2010). Welcome to Linda Ikeji's Blog: Munachi Abii signs with RMG company. Lindaikeji.blogspot.co.uk. Retrieved on 19 April 2014.
  8. Interview with Munachi. Archived from the original on 2016-03-05. Retrieved on 2017-07-29.
  9. Munachi Steps Up Music Career
  10. I Feel Real. Archived from the original on 2016-01-23. Retrieved on 2017-07-30.
  11. Killer Queen
  12. Muna’s Biography. AFROBIOS. Archived from the original on 26 August 2014. Retrieved on 21 August 2014.
  13. VIDEO: BET Hip Hop Awards Nigerian Cypher 2011 (MALE & FEMALE). Notjustok.com. Archived from the original on 5 March 2016. Retrieved on 19 April 2014.
  14. Muna – Here To Stay ft IBK (Spaceship Boi) + Down Down Low. Notjustok.com. Archived from the original on 23 January 2016. Retrieved on 19 April 2014.
  15. BN Exclusive: Munachi as the new Face of LUX Soap – A Sneak Peek of the TV & Print Ads. Bella Naija (12 May 2011). Retrieved on 19 April 2014.
  16. Nokia Don't Break The Beat Competition Pulls A Huge Crowd in Abuja. Jaguda.com (4 April 2012). Archived from the original on 24 September 2016. Retrieved on 19 April 2014.