Ugwu Ọcha

(Dupụ̀rụ̀ sì Port Harcourt)
Ugwu Ọcha
Pitakwa.jpg
port settlement, Nnụkwụ obodo, million city
Oge/afọ mmalite1912 Dezie
A gụrụ ahaLewis Harcourt, 1st Viscount Harcourt Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
isi obodo nkeȮra Rivers Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaPort Harcourt Dezie
dị n'ime ma ọ bụ n'akụkụ mmiri mmiriGulf of Guinea Dezie
nhazi ọnọdụ4°45′0″N 7°0′0″E Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
òtù nlekọta ejimaKansas City Dezie
Nkwekọrịtara oke alaOwẹrrẹ, Gulf of Guinea Dezie

Ugwu Ọcha, búrú Port Harcourt na asụsụ bekee, bu ishi ochie Nkeji Ochíchìíwú Rivers, na Naigeria. Ó nọr na akụkụ Íyí Ubani na o di na Niger Delta. Ha sị madu na Ugwu Ọcha rùrù 1,620,214 (2007), ébé madu jùrù na Ugwu Ọcha di nde 2.7, na ama Ugwu Ọcha nke ukwu madu nde 5.7 rùrù ya. Lord Lugard gùrù Ugwu Ọcha Port Harcourt na ncheta Lewis Harcourt mgbe ha ne ké uzor mmiri nkà.

Port Harcourt