Kayode Sofola
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1951 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ogun Dezie
ŃnàKehinde Sofola Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Birmingham, University of London Dezie

Kayode Sofola, SAN, bụ onye ọka iwu Naijiria na onye bụbu onyeisi oche nke United Bank for Africa.[1][2]

Agụmakwụkwọ na ọrụ dezie

Kayode nwetara nzere bachelọ na iwu na Mahadum Birmingham na 1974 na nzere masta na iwu na Маhadum London na 1976. N'afọ 1996, ọ ruru ọkwa nke Senior Advocate nke Naijiria na n'afọ 2004, ọ ghọrọ Onye isi oche nke United Bank for Africa, ọkwá ọ nọrọ ruo n'afọ 2007. Ọ bụ onye otu ndị nduzi nke United Courier Limited ugbu a.[3] Ọ bụ onye isi oche nke ụlọ ikpe mkpegharị ụtụ isi mmadụ ise nke nyere ExxonMobil iwu ịkwụ ụtụ isi agụmakwụkwọ nde $ 83.4 (13.09bn) na Federal Inland Revenue Service (FIRS).[4][5]

Ndụ onwe onye dezie

Ọ bụ nwa mbụ nke Kehinde Sofola, onye ọka iwu Naijiria a ma ama na Minista Ikpe Ziri Ezi n'oge Republic nke Abụọ nke Naijiria.[6]

Hụkwa dezie

  • Idowu Sofola
  • Ndepụta nke ndị ọka iwu Naijiria

Ihe odide dezie

  1. Diya Dipo eulogize Kehinde Sofola. The Nation News. Archived from the original on 25 July 2015. Retrieved on 24 April 2015.
  2. Every Nigerian woman is a designer — Kayode Sofola(SAN). Vanguard News (November 27, 2010).
  3. Mr Kayode Sofola. Unitedcourierng.com. Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 25 April 2015.
  4. Tax Evasion: Nigerian Court Orders US Oil Firm ExxonMobil To Pay $83 million For 2008-NAN. Sahara Reporters (23 June 2013). Retrieved on 25 April 2015.
  5. Yejide Gbenga-Ogundare – Lagos. Mobil to pay FIRS N13.09bn education tax. tribune.com.ng. Archived from the original on 25 April 2015. Retrieved on 25 April 2015.
  6. Babalola (23 March 2013). The Attorney General: Chronicles and Perspectives. ISBN 9789789313839. Retrieved on 25 April 2015.