Ebe ozi gọọmenti etiti nke Naijiria
Ebe ozi gọọmenti etiti nke Naijiria
office held by head of the organization | Minister of Justice |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
nhazi ọnọdụ | 6°27′26″N 3°23′41″E |
Nwe ikike | Naijiria |
webụsaịtị | http://www.justice.gov.ng |
Federal Ministry of Justice bụ ngalaba iwu nke gọọmentị etiti nke Naịjirịa, ọkachasị maka iwebata ikpe n'ihu gọọmentị nke gọọmentị bidoro ma ọ bụ nke gọọmenti were. Isi ụlọ ọrụ nzukọ a dị na mpaghara Maitama dị na Abuja.
Nhazi
dezieOnye bụ onye isi Ụlọ ọrụ ozi ikpe ziri ezi a bụ Ọka iwu ukwu nke gọọmentị etiti na-ejekwa ozi dị ka onye ozi nke ikpe ziri ezi. Onye isi ala na-ahọpụta onye ọka iwu ukwu ahụ, onye na e yere ya aka bu onye odeakwụkwọ na-adịgide adigide bụ onye ọrụ gọọmentị. Mgbe ọnwa Juun afọ 2019, onye ọkaiwu ukwu bụ Abubakar Malami. Onye odeakwụkwọ na-adịgide adịgide bụ Dayo Apata.
Ngalaba dị iche iche n’ụlọ ozi a n'ahụ maka:
- Ikpe Ọhaneze,
- Ikike ụmụ amaala,
- Akụkọ iwu,
- Ego na nchịkwa
- Atụmatụ, nyocha na ọnụ ọgụgụ,
- Ndepụta iwu,
- Iwu mba na Iwu ntụnyere,
- Ịgba akwụkwọ obodo,
- Ndị ọka iwu,
- Njikwa Ndi oru na
- Nweta.
Ndepụta nke ndị ozi
dezie- Taslim Elias, CFR, GCON (1960–1966)
- GIM Onyiuke, SAN (1 Maachị 1966 - 29 Julaị 1966)
- Nabo Graham Douglas (1966–1972)
- Dan Ibekwe (1972–1975)
- Augustine Nnamani, CON (1975-1979)
- Richard Akinjide, SAN (1979-1983)
- Kehinde Sofola, SAN (Ọktọba 1983 – Dec. 1983)
- Chike Ofodile, SAN (1984 – Aug. 1985)
- Bola Ajibola, SAN (12th Sept. 1985– 4th Dec. 1991)
- Clement Akpamgbo, SAN (1991–1993)
- Olu Onagoruwa [1] (1993–1994)
- Michael Ashikodi Agbamuche, SAN (1994–1997)
- Achiji Abdullahi Ibrahim, OFR, SAN (1997 – Mee 1999)
- Kanu Godwin Agabi, SAN (June 1999 – Jan. 2000)
- Bola Ige, SAN (3rd Jenụwarị 2000– 23rd Dec. 2001)
- Kanu Godwin Agabi, SAN (2002-2003)
- Akin Olujimi, SAN (Julaị 2003 – Julaị 2005)
- Bayo Ojo, SAN, FCI ARB, (UK) (Julaị 2005 – Julaị 2007)
- Michael Aondoakaa, SAN (26 Julaị 2007–10th Feb. 2010)
- Adetokunbo Kayode, SAN (10th Feb.2010–17 March 2010)
- Mohammed Bello Adoke, SAN, CFR (6 Eprel 2010– 29 Mee 2011)
- Mohammed Bello Adoke, SAN, CFR (2 Julaị 2011– Mee 2015)
- Abubakar Malami, SAN (11th Nov. 2015 – ugbu a)
Hụ kwa
dezie- Ebe ozi gọọmenti etiti nke Naijiria
- Ebe Ozi ikpe ziri ezi
- Ọrụ oyibo Obodo Naịjirịa
- Ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke obodo Naijiria
Ntughari
dezie
Njikọ dị na mpụga
dezieEbe nrụọrụ weebụ gọọmentị http://www.justice.gov.ng/
- ↑ siteadmin. "Nigeria’s Former Attorney General Olu Onagoruwa Is Dead | Sahara Reporters", Sahara Reporters, 2017-07-21. Retrieved on 2018-06-23.