Efo riro

stew akwukwo nri Nigeria bara ụba nke sitere na ndi yoruba nke Western Nigeria
Efo riro
dish, human food, vegetable
obere ụdị nkedish Dezie
nwere ojijinutrition Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
ụmụ amaala kaNdi Yoruba Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaNaijiria Dezie
ebeSouth West Dezie
mba osiNaijiria Dezie
Ihe ejị mee yavegetable Dezie
ihe eji ya emevegetable Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Intangible Cultural Heritage Dezie

Efo riro (Yoruba) bu ofe akwukwo nri na ofe nke ndi Yoruba nke odida anyanwu Naijiria . [1] [2] Akwụkwọ nri abụọ a na-ejikarị esi ofe bụ Celosia argentea ( ṣọkọ̀ yòkòtò ) [3] na Amaranthus hybridus ( ẹ̀fọ́ tẹ̀tẹ̀ ). [4] [5] [6] [7]

Iyan na Efo riro
Efo Riro with fried mackerel fishes and roasted cowskin

Ihe e ji esi ya

dezie

E jigasi ihe dị iche iche esi ẹ̀fọ́ riro karịsịa nke, a na-etinye anụ, [8] ụfọdụ ihe ndị a na-ejikarịkwa bụ:

  • Anụ ehi
  • Ọdụ ehi (shaki)
  • Akpụkpọ anụ ehi (ponmo)
  • Azụ a miri ami
  • Azụ ọkpọọ
  • Mmanụ nkwụ
  • Celosia argentea ma ọ bụ green amaranth
  • Ose (ose uhie ma ọ bụ ose chili)
  • crayfish a kwọrọ akwọ
  • Yabasị
  • Maggi
  • Agwa
  • Nnu

Ngwa nri

dezie

A na-ejikarị nri olilo ndị Naijiria na-erikarị Ẹ̀fọ́ riro dị ka eba, ji a sụrụ asụ̀, ma ọ bụ fufu . E nwekwara ike iji ya rie nri starch ndị ọzọ dị ka osikapa na plantain sie. [9] [10] [11] [12]

Edensibia

dezie
  1. Efo Riro: A Yoruba Delicacy (en-US). All Nigerian Recipes. Retrieved on 2021-09-16.
  2. How To Make Efo Riro (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-10-18). Archived from the original on 2021-10-10. Retrieved on 2021-09-16.
  3. Signature (2016-12-17). Efo Shoko a.k.a Efo riro (Yoruba style vegetable soup using shokoyokoto) (en-US). The 234 Project. Archived from the original on 2021-10-10. Retrieved on 2021-09-16.
  4. Efo Riro: A glory dish from Western Nigeria (en-US). Businessday NG (2020-01-31). Retrieved on 2021-09-16.
  5. Iswat Badiru (19 February 2013). Isi Cookbook:Collection of Easy Nigerian Recipes. iUniverse, 2013. ISBN 9781475976717. Retrieved on July 7, 2015. 
  6. The Recipes of Africa. Dyfed Lloyd Evans. Retrieved on July 7, 2015. 
  7. Efo riro. All Nigerian Recipes. Retrieved on July 7, 2015.
  8. How To Make Efo Riro (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-10-18). Archived from the original on 2021-10-10. Retrieved on 2021-09-16.
  9. Efo Riro Recipe (en-GB). Sisi Jemimah (2015-06-29). Retrieved on 2021-09-16.
  10. How To Make Efo Riro (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-10-18). Archived from the original on 2021-10-10. Retrieved on 2021-09-16.
  11. Efo Riro: A glory dish from Western Nigeria (en-US). Businessday NG (2020-01-31). Retrieved on 2021-09-16.
  12. Signature (2016-12-17). Efo Shoko a.k.a Efo riro (Yoruba style vegetable soup using shokoyokoto) (en-US). PR2J3C4 - Nigeria @ Her Best. Archived from the original on 2021-10-10. Retrieved on 2021-09-16.