Oskàpà
Nri ọkà nke bụ agbọ nke Oryza na Zizania
osikapa
Osikàpà bu mkpúrù osisí Oryza sativa. Bu ihe órirí mkpuru, ọ bụ nri nké di mkpà na obodo ndi madu di ịche iche di ka nke ndi owuwa, Nleda Asia na ndi Etítì Owuwa, Latin America na Indies nke Odida. Osikapa bu mkpuru nrí bu nke gbárá abuoo na nke uwa méfutàrà, nke bu íshí bu ókà.

