Elu Àlà bụ asaàlà n'uwa nka. Ndi ọkà mmụta sayensị chere na Afrịka bụ ebe ndị mmadụ mbu biara n'uwa.

Igbo bụ asụsụ a na-asu n'ebe ọwụwa anyanwụ Naijeria, ndi na asu asụsụ a bu Ndị Igbo. Igbo bụ asụsụ puru iche, ndi na asu ya pukwara iche.