Chizzy Alichi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Disemba 1993 |
Ebe ọmụmụ | Enúgwu |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee, model, onye ọchụnta ego, onye ọchụ̀nta ego |
ebe agụmakwụkwọ | Enugu State University of Science and Technology |
Ihe nrite | Africa Magic Viewers' Choice Awards, Africa Movie Academy Awards |
webụsaịtị | http://www.chizzyalichi.com/ |
Chigozie Stephanie Alichi Audio (a mụrụ n'ụbọchị nke 23 n'ọnwa Disemba nke afọ1993), onye amara aha ya bụ Chizzy Alichi, bụ onye na-eme ihe nkiri na Naịjirịa .
Ndụ
dezieChizzy Alichi sitere na Ezza Nkwubor Nike n'Enugu East, okpuru ọchịchị ime obodo nke Enugwu steeti, nke di na South East (Nigeria) . Ọ bụ nwa ikpeazụ nwere ụmụnne abụọ. O mere isi akụkọ mgbe o wuru ulo nne na nna ya n'afọ 2017. [1] [2] [3] [4] O bi n'Asaba,na Delta . [5]
Ọrụ
dezieO sonyeere Nollywood n'afọ 2010 na mberede. O sonyeere ndị Actors Guild of Nigeria, tinye akwụkwọ maka i so n'ihe nkiri were nweta ohere nke mbụ dịka onye ome ihe nkiri na ihe nkiri a kpọrọ Magic Money nke gosipụtara Mercy Johnson na Bob-Manuel Udokwu . [6] Oge mgbanwe nke ọrụ ya bịara na ihe nkiri Akaraoku, nke pụtara " hot akara", n'afọ 2016, nke Yul Edochie duziri.Ihe nkiri vidio ahụ malitere ị ba ụba na soshal midia mgbe ndị mmadụ chere na onye omeejije ahụ bụ onye na-ere akara. O gosiputara na ihe nkiri ndi ozo n'afọ 2017 maka nkea.
Mpụta n'egwu
dezieAfọ | Egwu | Onye egwu | Ihe edeturu |
---|---|---|---|
2016 | "Mmege [7] [8] | Flavour N'abania |
Onyinye
dezieAfọ | Onyinye | Katigori | mpụta | Ihe edeturu |
---|---|---|---|---|
2017 | City People Entertainment Awards".[9] | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||
Nigeria Achievers Award.[10] | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie |
Ihe nkiri ahọọrọ ya
dezieAfọ | Ihe nkiri | Ọrụ | Ihe edeturu |
---|---|---|---|
2018 | Do Good Nwakpaka | Starring Ebele Okaro | |
My Story | |||
Power of Madness | Starring Nonso Diobi, Ngozi Ezeonu | ||
2017 | Point & Kill | Starring Nonso Diobi | |
Tears of Victory | Starring Yul Edochie | ||
Power in The palace | Starring Chioma Chukwuka | ||
Obudu The Evil Shrine | Starring Ebele Okaro | ||
Teckno In The Village | |||
Little Oath | Starring Chiwetalu Agu, Ken Erics | ||
Beautiful Mmege | Starring Ebele Okaro | ||
The King's Wealth | Starring Clem Ohameze | ||
Teri Teri | Starring Rachael Okonkwo | ||
Virgin Justice | Starring Regina Daniels | ||
Fada Fada | Starring Yul Edochie | ||
Financial Woman | Starring Yul Edochie | ||
Ajebo America | Starring Ken Erics, Nonso Diobi | ||
2016 | Akaraoku | Akara Oku | Starring Yul Edochie |
2015 | Vanity | Starring Ngozi Ezeonu | |
Attitude | Joan | ||
2014 | Idemmili | Starring Pete Edochie, Patience Ozokwor, Yul Edochie | |
The Motherless | Starring Ini Edo | ||
Old Soldier | Starring Nkem Owoh, Osita Iheme, Chinedu Ikedieze, Ime Bishop Umoh | ||
The Three Blind | Starring Chika Ike | ||
2013 | Cry of a Witch | Ifeoma | |
2011 | Double Barrel | Starring Francis Odega, Amaechi Muonagor | |
Sherikoko | Starring John Okafor, Funke Akindele | ||
2010 | Forgive Me Father | Starring Nkem Owoh, Osita Iheme | |
Magic Money | Starring Mercy Johnson, Bob-Manuel Udokwu |
Nrụtụaka
dezie- ↑ Nollywood Actress, Chizzy Alichi Builds House For Her Parents. Naija News. Retrieved on 2018-03-18.
- ↑ Daniel (Decemba 16, 2017). Nollywood Actress, Chizzy Alichi Builds A House For Her Parents (Photos). Naijaloaded. Retrieved on 2018-03-18.
- ↑ Odejobi, Micheal (Decemba 17, 2017). Nollywood actress chizzy Alichi builds a mansion for her parents. Naij. Retrieved on 2018-03-18.
- ↑ Meet Nollywood Actress who Does not Wear Expensive Clothes. Modern Ghana. Retrieved on 18 March 2018.
- ↑ Ekpo, Nathanael (Decemba 17, 2017). I’m praying for a man –Chizzy Alichi, actress. The Sun. Retrieved on 2018-03-18.
- ↑ Naija Gist (Febụwarị 17, 2018). Chizzy Alichi: How Kenneth Okonkwo saved my life on set of my first movie. Naija Gists. Retrieved on 2018-03-18.
- ↑ Flavour features pretty actress in new video. Archived from the original on 6 August 2018. Retrieved on 18 March 2018.
- ↑ Beautiful Nollywood Actress, Chizzy Alichi Featured In Flavour’s "Mmege" Video. Archived from the original on 15 August 2018. Retrieved on 18 March 2018.
- ↑ List Of Winners At The 2017 City People Movie Awards. Concise News. Retrieved on 17 March 2018.
- ↑ NIGERIA ACHIEVERS AWARDS 2017 NOMINEES LIST. Concise News. Retrieved on 17 March 2018.